Emmanuel Omanji
Ndi uwe oji ala anyi na Nasarawa state azoputala onye eze odinala nke obodo Dari nke kokona local government area bu Emmanuel Omanji onye ndi ntori mmadu toro na obi eze ya na abali iri abuo na asaato nke onwa May. Onye mmekorita ohaneze nyere ndi uwe oji ala anyi na Nasarawa state bu SP […]
-
Pages