Gabon
0
Onye bụbu onyeisi ala mba Gabon achịturu nọkwa ya site n’aka ndị agha n’afọ 2023 bụ Alị Bongo enwerela onwe ya ma hapụ obodo ahụ ngwa ngwa ma wuchaa na mba Angola. Nkea pụtara ihe site n’ozi onyeisi ala mba Angola zipụrụ na ọwa ozi bụ ebe ọ nọrọ kwuo na Ali Bongo yana ezinụlọ […]
Mba China ekwuola okwu banyere mmeri nke Brice Clotaire Oligui Nguema meriri na ntụliaka onyeisi ala emere na mba Gabon site na vote di iri itoolu na anọ na ụma iri asatọ na ise 94.85 percent vote. Ụlọrụ ọbụ ha chịkọbara ntụliaka ahụ na mba Gabon bụ ndị gụnyere Gabon national election and referendum organisation […]
-
Pages