GIA Event Center

Ihe ọdachi dị egwu mere na Aba, Abia State, ụnya bu Wednesday dika ebe ana agbasa ozi yabu Advertising billboard dara ma dakwasi ọtụtụ ụgbọala nwere ụkwụ atọ amakariri dịka keke bucha ndị mmadụ, dika ọtụtụ ndị mmadụ nwetara ihe mmerụ ahụ ebe ụfọdụ zụtara ọnwụ n’ike. Ihe ọdachi a mere na Salad Market junction […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited