Governor Siminalayi Fubara

Nwa amadi ahu ji okwa Minister n’ ahu maka isi Obodo anyi bu Nyesom Wike emela ka amata na onobuolari na mbu tuo atumatu maka ichitu aka n’ achi Rivers state bu Governor Siminalayi Fubara,kama na obu site n’ enyemaka President Bola Ahmed Tinubu ka aka ji zoputa ya. N’ okwu ya oge yana ndi […]

Ụfọdụ ụmụ nwanyị sitere Port Harcourt, Rivers State anọrọla taata bu Monday mee ngaghari iwe bu nke ha mere n’ụzọ udo iji kwado ọnọdụ gbatagbata emere na State ahụ. Ụmụ nwanyị ahụ bu ndi gbakọtara ọnụ na Garrison Bus Stop dị n’isi obodo State ahụ na elekere asatọ na ụtụtụ iji malite njem ha. Ahutara […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited