Imo State

Ọnụ na ekwuchitere ndị uweojii na Imo State bu DSP Henry Okoye, emela ka amata na nyocha ka na aga n’iru iji nwuchikọ ndị oji egbe aga gburu otu nwoke a na enyeghi aha ya ma zọpụta nwunye ya ha tọrọ. Ozi kọwara na nkea mere na mgbede Sunday na Golden Estate, Abba Father Avenue […]

Aka na achi lmo state bu governor Hope Uzodimma eferela ntutu taa na ochichi ya ga aga na iru ihu na ihe gbasara odimma otu ahu jikotara umuafor ala anyi ji otu afo efee ala nna ha bu National Youth Service Corps(NYSC) bu nke ejiri kporo mkpa okachasi na state ahu. Governor Uzodimma mere ka […]

Ndị uweojii na Imo State ebutuola Sergeant Anayo Ekezie n’okwa dịka Corporal kwere maka na aka ya dị na mkpari akpariri otu nwoke n’okporo uzọ Owerri-Aba Road bu nke ahutara n’ihe onyoonyo n’efeghari n’uwa ozi. Onye mmekọrịta ohaneze nyere ndị uweojii na State ahụ bu DSP Henry Okoye mere ka nkea puta ihe na abalị […]

Ndị uwe ojii na Imo State nke onyeisi ha bụ CP Aboki Danjuma azọbanyela ụkwụ ha na esemokwu ahụ malitere ịrị ibe ya elu n’etiti ụlọrụ Sterling Global yana ụmụ afọ obodo Obitti nke dina council ime obodo Ohaji Egbema nke dina Imo State. Esemokwu malitere ozugbo ndị ntorobịa nke ime obodo ahụ nuputachara n’igwe […]

Dịka akụkọ banyere akaọrụ nke ndị ntọri malitere mụbanyewa kwa ụbọchị n’ọhịa ndị enwegasiri n’obodo Irete yana obodo ndị gbara ya okirikiri nke council ime obodo Owerri West dina Imo State, ndị uwe ojii na state ahụ emela mkpocha na nzacha nke mere ka ha nwụchie mmadụ anọ ana enyo enyo n’aka ha dị na […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited