Kasipul Constituency

Ndị uwe ojii na mba Kenya ekwuola na mgbagbu nke agbagburu onye omebe iwu na mba ahụ ụnyaahụ bụ Wednesday n’isi ọchịchị obodo ha bụ Nairobi site n’aka ndị ji ọgba tum tum dịka nke tegoro aka e bidoro kwadowa ya. Charles Were bụ onye omebe iwu nke parliament mba Kenya na anochite anya mpaghara […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited