London
Osote onye isi ala anyi bu Vice President Kashim Shettima, ekwuputala obi nwute ya banyere ọnwụ Emir of Zuru na Kebbi State bu Late Major General Muhammadu Sani Sami Retired, Gomo II, ebe ọ kọwara ọnwụ nwa amadi ahụ dika nnukwu ihe funariri ndị ndu ọdinala nakwa ndị agha ala anyi a. Yabu onye eze […]
Ndị uweojii na mba United Kingdom anwuchiela mmadụ narị ise na iri abụọ na abụọ na London bu isi obodo mba ahụ, kwere maka na ha na eme njem ngaghari iwe emegide kpebie mba United Kingdom kpebiri imechi otu Palestine Action. Nkea putara ihe site n’aka ndị uweojii ahụ ụnya bu Sunday, dika ha kọwara […]
Mmadu itolu atufuola ndu ha site n’ihe ngbawa drone mba Russia turu bu nke dakwasara ugboala bus bu ndi olu na mba Ukraine. Mwakpo a bu n’ ututu tata bu Wednesday ka omere na mpaghara South Central city nke Marhanets. Nwa amadi ahu ji okwa regional chief mpaghara Dnipropetrovsk bu Serhiy lysak mere ka amata […]
-
Pages