National Security Adviser NSA

Nwa amadi ahu ji okwa National Security Adviser NSA bu Mallam Nuhu Ribadu emela ka amata na iwu onye noro na be ya ahu akporo Sit At Home order bu nke etiri na mpaghara ala Igbo n’ akwusizi n’ Ike n’ Ike. Nkea bu dika okowara,na onodu nchekwa na akawanyezi mma a mpaghara South East. […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited