Ulo nzuko omebe iwu Rivers State House of Assembly amalitela atumatu ana ahuta dika nke ha jiri acho ichitu aka na achi State ahu bu Gov Siminalayi Fubara nakwa osote ya bu Odoziaku Ngozi Odu na okwa ochichi ha. Nke a putara ihe unya bu Monday na Port Harcourt bu isi obodo State ahu dika […]