Owerri West Division
0
Ọnụ na ekwuchitere ndị uweojii na Imo State bu DSP Henry Okoye, emela ka amata na nyocha ka na aga n’iru iji nwuchikọ ndị oji egbe aga gburu otu nwoke a na enyeghi aha ya ma zọpụta nwunye ya ha tọrọ. Ozi kọwara na nkea mere na mgbede Sunday na Golden Estate, Abba Father Avenue […]
-
Pages