Pope Francis
Egosipụtala Ọhaneze ili ebe e liri Pope Francis lagoro mmụọ n’ogige N’ebe ahụ ka ahụrụ otu okooko bụ flower ka ọ dịdobere aha nke ejiri mara nwa amadi ahụ n’oge ọ nọ ndụ yana otu ọkụ nke na amuke amuke. Pope Francis ka e liri n’ụbọchị ụka gara aga n’isi ọchịchị nke mba Italy. Puku […]
Onye nnọchiteanya obodo Vatican na mba South Sudan agwala otu na ama gọọmenti aka n’ihu na mba ahụ ka ha kwụsị ọgba aghara ahụ dị kemgbe ka ọ bụrụ otu ihe ha jiri kwanyere pope Francis lagoro mmụọ ugwu ikpeazụ. Archbishop Seamus Patrick Horgan kwuru na mba South Sudan bụ ndị otu obodo dịrị Pope […]
Eburula ozu Pope Francis site n’ ebe obibi ya Dina Vatican ga n’ ogige ulo uka St Peter’s Basilica bu ebe uwa nile ga ano ruolo ya uju onwu. Ahutakwara igwe mmadu bu ndi sonyere na njem ahu ebe ha n’ aku aka dika ebu ozu yabu onye isi nchu aja na nzuko nso catholic […]
Onye isi nzuko nso Christ na uwa niile bu Pope Francis anorola unya bu uka nupu isi na ntuzi aka ndi dibia oyibo ya nyere ya site na iga ma sonyere ndi uka na uka omu akporo Palm Sunday na ogige St Peter’s Square dina Basilica nke Vatican City na Rome. Nke a bu dika […]
Pope Francis bụ onye ndu nke ụlọ nzukọ nsọ Catholic abụrụla onye ahụrụ nke mbụ na mbụ ya na elu ụlọ elu dina ụlọ ọgwụ Gemeli hospital nke dị n’obodo Rome na-agọzi ndị mmadụ Kemgbe ebuchara ya gaa n’ụlọ ọgwụ n’abalị iri na anọ nke ọnwa February n’afọ a. Nnukwute onye ụkọ Chukwu ahụ ka […]
Ọchịchị nke obodo Vatican ekwuola si na ọnọdụ ahụike nke onye nlekọta ụlọ ụka nzukọ nsọ catholic n’ụwa niile bụ Pope Francis akawanyela njọ n’agbanyeghị na onwebeghi ka o siri gosipụta ọzọ metụtara iku ume. Nwa amadi a kana enweta ikuku site na ọnọdụ nke akpọrọ high flow oxygen therapy ebe e mekwara ka amata […]
Onyeisi nke ụlọ nzukọ nsọ catholic bụ Pope Francis anọrọla n’ụlọ ọgwụ ụnyaahụ bụ Monday malite ọrụ ya dịka ọ nọgoro abalị anọ zuru oke maka ịnara ọgwụgwọ. Ka osiladi, ogige isi mmiri nke ụlọ ụka catholic church dina Vatican ekwuola sina ọnọdụ ahụike nke nwa amadi ahụ megoro afọ iri asatọ na asatọ bụ […]
-
Pages