President Donald Trump

Onye isi ala mba United States bu President Donald Trump, ekwela nkwa ikpochapụ ndị na enwenyi ebe obibi nọ na Washington DC bu isi obodo mba ahụ, bu ebe ọ kọwara na mpu na arụ na akwanye njọ. President Trump mere ka nkea puta ihe ụnya bu Sunday n’ụwa ozi ya, dika ọ gara n’iru […]

Onye isi mba United States bu President Donald Trump emela ka amata na onye ozi ya pụrụ iche bu Steve Witkooff ga eme njem nkpọtụrụ ga mba Russia n’izu ụka a anyi nọ n’ime ya iji ga n’iru na mkparitauka banyere agha dị n’etiti mba Russia nakwa mba Ukraine. President Trump eyiela egwu ịbụgo tariffs […]

Aka n’ achi mba America bu President Donald Trump ga anoro tata bu Wednesday nabata ndi ndu mba ise maka nri ehihie n’ ogige isi ulo olu mba ahu bu White House iji tuo aro banyere usoro azu m ahia nakwa otutu ihe ndi ozo. Habu ndi ndu mba ise sitere mpaghara Africa gunyere: onye […]

Ndị ndu otu BRICS nwere nzukọ na Rio de Janeiro ụnya bu Sunday ma dọọ aka na ntị na tarifụ mbubata onye isi ala US bu President Donald Trump, na-enweghị isi nwere ike imebi akụ na ụba mba ụwa. Ha kwupụtara nchegbu ha banyere ịrị elu nke tarifu nakwa usoro na-abụghị nke tarifụ bu nke […]

Aka n’ achi mba America bu President Donald Trump anorola na mbu kpo oku ka mba Iran kwusi agha ahu ha n’ ebu, dika okowara na ya ma ebe onye isi ala mba ahu no kama na ya agaghi egbu ya kita. Onye isi ala mba Iran bu Ayatollah Ali khamenei emela ka amata na […]

Umu akwukwo mahadum achikobala ngaghari iwe iji akwado umu akwukwo ndi nke no na mba ofesi bu ndi nke ochichi President Donald Trump n’ achi mba America nyere ulo olu n’ ahu maka njem mba ofesi iwu ka ha kwusi inye akwukwo ikikere njem mba ofesi gara umu akwukwo dika ona akwadobe igbatikwu atumatu nke […]

Aka n’ achi mba America bu President Donald Trump anorola n’ otutu tata zute nwa amadi ahu jigodu okwa onye isi ala mba Syria bu President Ahmed Al Sharaa na mba Saudi Arabia. Yabu obere nzuko ha nwere n’ abia dika mba US weputara mmachi ndi ahu ha nyere mba Syria. Dika trump mere ka […]

Aka n’ achi mba America bu President Donald Trump emerubela mmeme ncheta afo otu nari onogoro n’ okwa ochichi ya nke ugboro abuo, ma nyekwa nkwuwa okwu banyere otutu ihe ndi omeputagoro tinyekwara ihe ima aka n’ iru ndi ona afu. N’ ogbako ochikoara na Michigan bu nke dotara otutu ndi nkwado ya, ka trump […]

Aka n’ achi mba America bu President Donald Trump emela ka amata na obughi ebu m n’ obi ya ichu nwa amadi ahu ji okwa US Federal Reserve Chairman bu Jerome Powell n’ agbanyeghi nkato okatoro ya. Omere ka amata na nkato ahu onyere ya bu iji me ka odiwaga uchu n’ olu ya okachasi […]

Mmadu asato tinyekwara umuaka ise anwuola dika ha ji ukwu ga njem ihe kariri hour ato n’ oke anwu, bu ebe ha n’ acho ebe ana anata ogwugwo oria ogbugbu na onyunyu akporo cholera na mpaghara South Sudan, dika ndi enyemaka nke mba United States nyegoro ulo olu aru Ike digasi na Obodo ahu ikikere […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited