President Félix Tshisekedi

Gọọmenti mba Democratic Republic of Congo enyela iwu nke machiri ndị nta akụkọ ịgbasa ozi ọbụla metụtara onye jibu ọkwa onyeisi obodo ahụ n’oge gara aga bụ Joseph Kabila ma ọ bụ gbaa onye ọ bụla so n’otu ndọrọndọrọ ọchịchị ya ajụjụ ọnụ. Mmachia na-abịa ngwa ngwa Joseph Kabila lọghachichara azụ na mba ahụ n’ọnwa […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited