President Nangolo Mbumba
Nwa amadi ahụ so were lụọ ọgụ maka mnwere onwe mba Namibia bụ Sam Nujoma abụrụla onye adọnyere ozu ya n’ala n’ụbọchị Saturday nke ngwụcha izu ụka anyị pụrụ n’ime ya. Mmemme akwamozu ya bụ dọtara ndị gụnyere nwunye ya ọ hapụrụ laa mmụọ, ụmụ ya, ụmụ ụmụ ya tinyere ndị ọchịchị n’ala ndị isi […]
-
Pages