Osote aka na achị Rivers State bụ ọka mmụta Prof Ngọzi Odu akọwala ya ka o doo anya dịka akụkọ ụgha bụ ozi ahụ malitere fesawa ka ọkụ uguru na ya agbala arukwaghim nọkwa ọrụ ya dịka deputy governor Rivers state. Akụkọ malitere fesawa ọ kachasị nọwa ozi Facebook na nwaanyị ahụ arituola nọkwa ya […]