Odeakwụkwọ ama ama bụ Prof Wọlé Soyinka esonyerela ogbo ya ndị ọzọ were katoo onyeisi ala bụ President Bola Ahmed Tinubu maka ịkwụputa amụma gbata gbata akpọrọ state of emergency nyere ọchịchị Rivers state. Ọka mmụta Soyinka nọrọ n’oge ndị nta akụkọ na amịrị ya okwu n’ọnụ n’igwe onyonyo Channels television were kọwaa amụma ahụ […]