Prophet Mohammed

Ndị okpukperechi ụka Islam amara dịka Muslims amalitela ịgbako n’obodo Mecca nke dị na mba Saudi Arabia maka emume Haji bụ otu n’ime mmemme ise ji okpukperechi ụka Islam. N’ime abalị ole na ole na abịa na ka ha ga amalite ịchụàjà yana emume ndị ọzọ e kwuru na ọ malitere kemgbe otu puku na […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited