Rivers State
Ndi uweojii na Rivers State emela ka amata maka nwakpo nakwa ntaramahụhụ emere onye nchịkwa nke Ahoada-East LGA bu Hon. Goodluck Iheanachor site n’aka ihe ruru mmadụ iri atọ bu ndi ana ebo ebubo na ọ bu ndi na arụ ya ọrụ n’ọkwa Chief Security Officer CSO nakwa Chief of Staff COS nọ n’isi ya. […]
Ndị uweojii na Rivers State mere ka amata na aka ha akpatala otu nwoke enyere aha ya dị Felix Clark bu onye ana enyo enyo na ọ na apunari ndị mmadụ ụgbọala ha n’ike ụnya bu Wednesday na Abacha Road dị na GRA area na Port Harcourt bu isi obodo State ahụ. Ndị uweojii ahụ […]
Aka ndị uweojii na Rivers State akpatala otu onye ukochukwu enyedebere aha ya dika Lucky kwere maka na ọ wakporo otu nwatakịrị nwanyị dị afọ iri na Ihuaje community dị na Ahoada East LGA na State ahụ. Nwuchi nwa amadi a bu nke sitere n’aka otu ndị nchekwa ime obodo amakariri dịka ONELGA Security Planning […]
Nwa amadi ahu jiburu okwa Deputy speaker ulo nzuko omebe iwu Rivers state bu Rt Hon.Marshall Stanley -Uwom ,agara n’ ulo ikpe federal high court di na Abuja n’ ario ka ha kwusi ochichi etiti idi n’ enyefe ego orubere okpuru ochichi ime Obodo digasi na Rivers state n’ aka onye sole Administrator akpolitere na […]
Nwa amadi ahụ ji ọkọlọtọ otu ndọrọndọrọ Labour Party were zọo ọkwa onyeisi ala n’afọ 2023 bụ Mazi Peter Obi akwala arịrị ma gbaruo ihu ihe kpatara ndị omebe ụlọ nzukọ ogo etiti jiri nyere nkwado ha na ọnọdụ gbata gbata nke onyeisi ala kwupụtara nyere ọchịchị Rivers State. Obi kwuru na ntụliaka ahụ nke […]