Sokoto State

Ndị otu ndọrọndọrọ Peoples Democratic Party PDP, na Sokoto State ekwuputala obi ha gbasara etu ọchịchị dị ugbua bu nke otu ndọrọndọrọ All Progressive Congress APC nọ n’isi ya si eme ego ọchịchị ime obodo na State ahụ. Nkea putara ihe n’ụbọchi Saturday site n’aka onye isi oche otu PDP bu Hon. Bello Aliyu Goronyo, […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited