SP Tochukwu Ikenga
Ndi ana enyo na ha bu ndi oji egbe agbagbuola mmadu abuo ndi gunyere otu onye okaiwu bu onye nke ruburu olu dika president general nke ime Obodo Aguleri na Anambra East LGA nke Anambra state. Odachi mere n’ ebe Obodo Agulu na Nanka nwere okere ala na Anaocha LGA dika hapu ndi ekperima ji […]
Ndi uwe oji ala anyi na Anambra state emela ka amata na ha anwuchigo maazi Ikemefuna Ossai nke ugboro abuo ya ka ogbachara oso, bu onye ana enyo enyo na aka ya di na oba ekere ede gbasara onwu nwamadi ahu na annochite anya ogbo nta vote Onitsha 1 constituency na ulo nzuko omebe iwu […]
Aka ndị uweojii akpatala mmadụ isii bu ndi ana enyo enyo kwere maka ebubo na ha na eji ndị nwere nkpọnwụ arụ ariọ ohaneze arirọ ego. Anwụchiri ndia ana enyo enyo n’oge ha na eme nyocha na mgbede ụnya bu Wednesday na ebe ana arụ ụlọ na Isu Village, Oba, n’oge ha na akpa nkata […]
Ndi uwe oji ala anyi na Anambra state anwuchiela mmadu ano ana enyo enyo maka ntoli nakwa ori nke usoro owa ozi tinyekwara otutu agwa ekperima ndi ozo n’ okpuru ochichi Ihiala LGA nke state ahu. N’ ozi onyefere ndi nta akuko tata bu Friday ka onye mmekorita ohaneze nyere ndi uwe oji ala anyi […]
Ndị oji egbe ana amaghị egbuola otu nwoke gbara afọ iri asatọ na anọ bụ onye ndu obodo Umudioka nke council ime obodo Awka South na Anambra Steeti bụ Ichie Michael Nwobu. Ndị nta akụkọ nwetara ozi na Ichie Nwobu ka e gburu n’ime ụlọ ndina ya n’ụtụtụ ụbọchị ụka n’oge ndị ezinụlọ ya gachagoro […]
-
Pages