Turkey
Ndi uwe oji mba turkey anwuchiela otu onye mayor mba Istanbul kwere maka nnyocha agwa nruru aka ana ebo ebubo n’otinyere aka. Nwoke a enyere aha ya dika Ekrem imamoglu ma buru onye n’amasa President Recep Tayyip Erdogan aka n’ iru ka ndi uwe oji anwuchiri n’ ututu tata bu Wednesday tinyekwara mmadu di otu […]
-
Pages