Uganda
0
Mba Uganda akwụsịla enyemaka ndị agha ọbụla sitere na mba Germany na abịara obodo ha dịka ha boro onye nnọchiteanya mba Germany n’obodo ha bụ Ambassador Mathias Shauer ebubo ikwado otu na ama gọọmenti mba Uganda. Nkea sitere n’aka ụlọrụ Uganda People’s Defence Force. Mba Germany bụ ndị na enwebeghi ihe ọbụla ha kwuru banyere […]
0
Ụlọrụ n’ahụ maka ahụike na mba ụwa bụ WHO ekwupụtala ọnwụ otu nwatakịrị gbara afọ anọ dịka onye nke abụọ nwụrụ na ọrịa Ebola bụ nke tasuru ọzọ na mba Uganda kemgbe ọnwa January n’afọ a. N’ụbọchị Tuesday nke izu gara aga ka ụlọrụ ahụike na mba Uganda kwuru na ha enwetala mkpesa banyere mmadụ […]
-
Pages