Vatican

Ndị ụkọ Chukwu nke nzukọ nsọ Catholic ọkwa ha gbagotere nọkwa nke cardinals adịla njikere ọzọ taa bụ Thursday ị lọghachi azụ n’ogige Sistine chapel bụ ebe ha ga anọrọ mee ntụli aka onye ha ga-eji dochie anya pope Francis nwụrụ na ọ dị nso a. Ozi mere ka amata na ọ bụ ụnyaahụ bụ […]

Onye nnọchiteanya obodo Vatican na mba South Sudan agwala otu na ama gọọmenti aka n’ihu na mba ahụ ka ha kwụsị ọgba aghara ahụ dị kemgbe ka ọ bụrụ otu ihe ha jiri kwanyere pope Francis lagoro mmụọ ugwu ikpeazụ. Archbishop Seamus Patrick Horgan kwuru na mba South Sudan bụ ndị otu obodo dịrị Pope […]

Ọchịchị nke obodo Vatican ekwuola si na ọnọdụ ahụike nke onye nlekọta ụlọ ụka nzukọ nsọ catholic n’ụwa niile bụ Pope Francis akawanyela njọ n’agbanyeghị na onwebeghi ka o siri gosipụta ọzọ metụtara iku ume. Nwa amadi a kana enweta ikuku site na ọnọdụ nke akpọrọ high flow oxygen therapy ebe e mekwara ka amata […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited