Windhoek
0
Onyeisi ala mbụ nke mba Namibia bụ Sam Nujoma azala oku chi ya kpọrọ ya ka ọ gbachara afọ iri itoolu na ise nne ya mụrụ ya. Ogbo ya na-achị mba ahụ ugbua bụ ya kwupụtara ọnwụ nke nwa amadi ahụ n’isi obodo ha bụ Windhoek. Nujoma bụrụ ya nọrọ n’isi ndị lụrụ ọgụ maka […]
-
Pages