Ụlọrụ Dangote Refinery Ebudatala Onụ Ego Mmanụ Ugbọala Na Ala Anyị
Written by admin on April 8, 2026
by Chika Nwazu
Ogige nsichaputa mmanụ Dangote Refinery ewepụla ego ruru naira iri asaa na ise na ọnụ ahịa ona ere otu ntụ lita fuel ka ọ bụrụzie otu puku na nari naira abụọ nkeputara N1, 200.
Ọ bụ na ọ dị nso a ka ha nọrọ bugo ya na N1,275 maka ihe ha kwuru sị na ebugoro ya n’ahia mba ụwa ebe ana ere mmanụ agbidi tinyere ihe ọ na efu tupu esichaputa ya.
Mana ya bụ ọnụ ahịa mmanụ agbidi adalala azụ kwa otu ntụ barrel dika nke akpọrọ Brent crude oil na adazi $95.05 ebe ogbo ya nke West Texas Intermediate dakwara ma bụrụzie $97.18 kwa otu ntụ barrel.
Discover more from Owelle FM
Subscribe to get the latest posts sent to your email.