Ụlọ ndị nnọchite anya eyigharịla nzukọ mkparitauka ha na onye Sole Administrator nwere na Rivers State.

Written by on April 18, 2025

Ụlọ ndị nnọchite anya House of Representatives ad-hoc committee on Rivers oversight eyigharịla nzukọ mkparitauka ha yinyere taata bu Thursday ha na onye Sole Administrator nke State ahụ bu Retired Vice Admiral Ibok-Ete Ibas.

Ndị nta akụkọ nwetara ozi na ndi committee ahụ nọrọ na mbu kpọ Ibas ka ọbịa ka ha na ya kpa nkata mgbasara etu osiri elekọta Rivers State kamgbe onye isi ala anyi bu President Bola Ahmed Tinubu nyere iwu gbatagbata na State ahụ.

Ndị nta akụkọ gara n’iru kọwaa na nyighari nzukọ ahụ ana amaghi mgbe ọ ga ewere ọnọdụ putara ihe taata bu Thursday na Abuja site n’aka ọnụ na ekwuchitere Committee ahụ bu Rep. Akin Rotimi.

Ozi kọwakwara na ụlọ ndị nnọchiteanya House of Representatives nọrọ na Tuesday weputa mmadụ iri abuo na otu n’ime otu ad-hoc committee nke obu Rep. Julius Ihonvbere bu onye isi ya ka ha lebara anya maka iwu gbatagbata emere na State ahụ.


Discover more from Owelle FM

Subscribe to get the latest posts sent to your email.


Reader's opinions

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *



Current track

Title

Artist

Discover more from Owelle FM

Subscribe now to keep reading and get access to the full archive.

Continue reading

Subscribe

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited