Otu World Health Organization tinyere otu world meteorological organization ekwuputala onodu amaghi kwuru nke ihu eligwe.

Written by on August 22, 2025

Otu World Health Organization tinyerekwara otu world meteorological organization adola aka na nti gara ndi mmadu okachasi ndi oru na uwa gba gburugburu gbasara onodu amaghi kwuru nke ihu eligwe.

Habu otu abuo mere ka amata na nnukwute oke okpomoku na abia nke ga ebi aruike ndi mmadu aka ojoo ma oburu na emeghi ngwa ngwa wee meghara odachi.

Ha gakwara na iru kwuputa na ihe kariri nde kwuru nde ndi oru government na uwa nille bu ndi onodu gburugburu ebe ha na aru oru bu ihe jogburu udele ma sigbuo nkapi bukwanu nke ji ahuike ha wee mere ihe egwuregwu na uzo na adigho ama.

Wee doo aka na nti na ikpazu gara government nakwa ulo olu na abughi nke government nwee ka ha gba mbo keputara ndi oru ha gburugburu doro aru maka obibi ndu ndi mmadu, dika ha gbakwunyere na oke okpomoku na ebi ndi mmadu nnukwute aka ojoo na uburu isi.


Discover more from Owelle FM

Subscribe to get the latest posts sent to your email.


Reader's opinions

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *



Current track

Title

Artist

Discover more from Owelle FM

Subscribe now to keep reading and get access to the full archive.

Continue reading

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited