Otu Nwokorobịa Enwetala Onwe Ya Na Aka Ndị Uwe Ojii Maka Iji Aka Gbuo Enyi Ya Nwaanyị Na Abia State

Written by on February 26, 2026

by Chika Nwazu

Otu nwokorobịa enyere aha ya dịka Edward Okorie abụrụla onye anwuchiri maka ebubo na oji aka ya were tigbuo enyi nwaanyị bụ Sophy Chika n’oge ha na-enwe esemokwu n’ebe obibi ha dina Ohafia nke Abịa State.

Nwaanyị ahụ mmiri fara na eze ka e kwuru na ọ bụ onye ahụike akpọrọ Nurse sitere n’obodo Abam nke okpuru ọchịchị ime obodo Arochukwu dina Abia State mana yana enyi ya nwoke ahụ bụ Edward Okorie bi n’otu ụlọ na Ohafia.

DSP Maureen Chinaka bụ ọnụ na e kwuru ndị uwe ojii na state ahụ mere ka ndị nta akụkọ mata nkea.

Dịka o kwuru na ha enyefela okwu ahụ n’aka ngalaba state criminal investigation department dina Umuahia maka ime nyochaa ha ihe kpatara ọdachi ahụ.


Discover more from Owelle FM

Subscribe to get the latest posts sent to your email.


Reader's opinions

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *



Current track

Title

Artist

Discover more from Owelle FM

Subscribe now to keep reading and get access to the full archive.

Continue reading

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited