Author: Onyinye
Page: 10
Mba Uganda akwụsịla enyemaka ndị agha ọbụla sitere na mba Germany na abịara obodo ha dịka ha boro onye nnọchiteanya mba Germany n’obodo ha bụ Ambassador Mathias Shauer ebubo ikwado otu na ama gọọmenti mba Uganda. Nkea sitere n’aka ụlọrụ Uganda People’s Defence Force. Mba Germany bụ ndị na enwebeghi ihe ọbụla ha kwuru banyere […]
Nwa afọ ala anyị na-akụ egwu bụ Seyi Shay akụwala akụ oyibo nsugbe were kwuo ihe kpatara ya jiri kwụsị ịga ụka. O kwuru na ya mere mkpebi ahụ ozugbo ndị ndu nke ụlọ ụka ya kwuru ka kwụsị ịgụ egwu ọgbara ọhụrụ eji eto Chineke ma lọghachi azụ na ukwe ndị ahụ dina akwụkwọ […]
Ahutala otutu ngbanwe n’ikwalite onodu aru Ike ndi n’ enweghi ka ora ha na Ebonyi state dika nwa amadi ahu ji okwa Executive Secretary nyere ulo olu aru Ike na state ahu bu Dr. Divine Igwe, noro kwuputa na ihe kariri mmadu di puku iri na ano bu ndi bu nke HIV ka edebanyegoro aha […]
Nwa amadi ahu ji okwa National Security Adviser NSA bu Mallam Nuhu Ribadu emela ka amata na iwu onye noro na be ya ahu akporo Sit At Home order bu nke etiri na mpaghara ala Igbo n’ akwusizi n’ Ike n’ Ike. Nkea bu dika okowara,na onodu nchekwa na akawanyezi mma a mpaghara South East. […]
Ulo olu independent National Electoral Commission INEC emela ka amata na ha di njikere iweta ogbugbo nyere ihe ima aka ndi ahu ndi nwere nkwaru gabigara na ntuliaka ndi enweburu n’ afo ndi gara aga. Obu onye resident electoral commissioner n’ ahu maka Anambra state bu Dr Queen Elizabeth Agwu mere ka nkea puta ihe […]
Ndi uwe oji ala anyi na Enugu State ezipula ndi olu ga achoputa ndi gburu otu onye olu n’ ulo olu Nigeria Union of Petroleum and Natural Gas workers bu onye nke enyedebere aha ya dika Cosmas. Ndi nta akuko nwetara ozi,na ndi ana enyo enyo na ha bu ndi ekperima ji egbe gbagbuo Cosmas […]
Ọgbaghara nke zonal n’ada n’etiti otu ndọrọndọrọ Peoples Democratic Party PDP na South-East weghara ụzọ ọzọ ụnya dịka Chief Chidiebere Egwu kwuru na ọ bu ya bu ezigbo osote onye isi oche nke otu ndọrọndọrọ PDP na South-East na ọbughi Chief Ali Odefa, dika ọ kwụsịrị ike na achụpụrụ Odefa site n’otu ndọrọndọrọ ahụ. Ozi […]
Aka na achi Borno State bu Governor Babagana Umaru Zulum emela ka amata na onwere ndi na nyere ndi agha nti ikpo aka site na inye ha ozi mkpuke na ime ndi agha soldier ala anyi, ndi ndoro ndoro ochichi nakwa ufodu okpuru ochichi ime obodo na ibuso obodo anyi bu Nigeria agha. O mere […]
Ndi uwe oji ala anyi na oyo state emela ka amata na ha anwuchiela onye otu ha ahu mgbo egbe ya gburu otu nwata akwukwo gbara naani afo iri na ano na mberede nyere aha dika Kehinde Alade na Ibadan bu isi obodo oyo state unya bu Tuesday. Onye mmekorita ohaneze nyere ndi uwe oji […]