Author: Onyinye

Page: 9

Ulo ikpe ukwu mba India enyela iwu ka atohapu otu nwoke sitere mba Britain aruru nga afo isii n’ekpeghi ya ikpe obula kwere maka ebubo nruru aka n’okwa ochichi. Christina James Michael bu onye olu nchekwa gbagoro n’okwa ,ka ana ebo obubo na onyere ndi olu nchekwa mba India aka azu iji turu ugo n’olu […]

Nwa amadi ahu ji okwa ode akwukwo azum ahia mba America bu Howard Lutnick emela ka amata na President Donald Trump nwekwara Ike okwuputa nkwekorita lbelata ego azum ahia ahu obugoro mba Mexico nakwa Canada tata bu Wednesday. Onye ji okwa Minister of foreign affairs nyere mba Canada bu Melanie Joly no n’aka nke ya […]

Onye isi ala mba America bu President Donald Trump emela ka amata na mba Ukraine adila njikere imalite ikpa ubobo udo n’ oge n’ adighi anya dika ahutakwara na mba Russia dikwu njikere maka nkea. N’ okwu ya na nzuko otu congress.ka President Donald Trump noro guputa akwukwo ozi onwetara site n’ aka president volodymyr […]

Ndi ndu otu Arab enwela nkwekorita na atumatu iji Ijeri Dollar iri ise na ato ruzuharia mpaghara Gaza n’ ime afo ise n’ achupughi ndi bina Palestine, iji gbagha atumatu ahu onye isi ala mba America bu President Donald Trump jiri cho iweghara isi Obodo mba ahu Mba Israel ,bu ndi nke no kemgbe egbochi […]

Senator Orji Ụzọr Kalu nke otu ndọrọndọrọ ọchịchị All Progressives Congress APC ekwuola ya ka ọ daa gem na ntị onye ọbụla na otu ndọrọndọrọ APC bụ naanị otu onye ka ha nwere ga a zọrọ ha ọkwa onyeisi ala Nigeria nke afọ 2027. Senator Kalu bụ onye kwuru mkpa ọ dị na nwa afọ […]

Aka na-achị Rivers steeti bụ Gov Siminalayi Fubara ekwuola na ụjọ ọbụla anaghị atụ ya n’ihe ọ ga-emecha were mụpụta bụ ọgba aghara okwe ndọrọndọrọ ọchịchị ahụ na-ada na state ahụ ugbua. Gov Fubara kwuru nkea ụnyaahụ bụ Monday n’oge ọ gara igbape ụlọ obibi nke a rụrụ ndị ọrụ nke gọọmenti state ahụ na […]

Aka ndị uwe ojii na Enugu state akparala mmadụ asaa ana ebo ebubo ịgba izu ọjọọ yana iji egbe gaa ohi. Dịka akwụkwọ ozi sitere n’aka SP Daniel Ndukwe bụ ọnụ na e kwuru ndị uwe ojii na Enugu state sịrị kọwaa, ndị ana enyo enyo ka anwụchiri site na ngalaba ndị uwe ojii akpọrọ […]

Dịka akụkọ banyere akaọrụ nke ndị ntọri malitere mụbanyewa kwa ụbọchị n’ọhịa ndị enwegasiri n’obodo Irete yana obodo ndị gbara ya okirikiri nke council ime obodo Owerri West dina Imo State, ndị uwe ojii na state ahụ emela mkpocha na nzacha nke mere ka ha nwụchie mmadụ anọ ana enyo enyo n’aka ha dị na […]

Mba Israel amalitela ịkwụsị kpamkpam ọrụ enyemaka ọbụla na abanye n’obodo Gaza n’ihe ha kwuru sị na nkwekọrịta udo itinye mma n’obo nke hana otu isi ekwe ọnwụ Hamas nọrọ na mbụ kpaa abịala n’isi njedebe. Prime minister mba Israel bụ Benjamin Netanyahu bụ ya kwuru na otu Hamas jụrụ ịnabata mgbatị ụbọchị udo ahụ […]

Ụlọrụ n’ahụ maka ahụike na mba ụwa bụ WHO ekwupụtala ọnwụ otu nwatakịrị gbara afọ anọ dịka onye nke abụọ nwụrụ na ọrịa Ebola bụ nke tasuru ọzọ na mba Uganda kemgbe ọnwa January n’afọ a. N’ụbọchị Tuesday nke izu gara aga ka ụlọrụ ahụike na mba Uganda kwuru na ha enwetala mkpesa banyere mmadụ […]


Current track

Title

Artist

Subscribe

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited