Blog one column
Page: 24
Minister n’ahụ maka ozi nakwa mmụgha agwa bu Alhaji Mohammed Idris, etola aka na achi Ebonyi State bu Governor Francis Ogbonna Nwifuru, kwere maka mmepe owetagoro na State ahụ n’ime afọ abụọ ọnọgoro na ọchịchị. Alhaji Mohammed Idris mere ka nkea puta ihe n’oge ọ na ekwu okwu na ọgbakọ Town Hall meeting ya na […]
Osote onye isi ala anyi bu Vice President Kashim Shettima, ekwuputala obi nwute ya banyere ọnwụ Emir of Zuru na Kebbi State bu Late Major General Muhammadu Sani Sami Retired, Gomo II, ebe ọ kọwara ọnwụ nwa amadi ahụ dika nnukwu ihe funariri ndị ndu ọdinala nakwa ndị agha ala anyi a. Yabu onye eze […]
Ndị uweojii ala anyị anapụtala otu onye ndị ntọri tọrọ ma nwuchikọ mmadụ asatọ ana enyo enyo na ha bu ndi ntọri na Delta nakwa Kaduna States n’oge ha nọ ọrụ, dika ha nwetara ọtụtụ ngwa ọgu nakwa mgbo egbe n’aka ha. Nkea pụtara ihe site n’aka onye mmekọrịta ọhaneze nyere ndị uweojii bu DCP […]
Ndi uwe oji ala anyi na Enugu State abawanyela ume olu ha n’ agha ha n’ ebu emegide itu mgbere mmadu site n’ inwuchi otu nwoke gbara afo iri ato ana enyo enyo na ona atu mgbere mmadu site na mba ga na mba n’ udi nwa bekee kporo (Transnational trafficking) ma buru onye nke […]
Ndị uweojii na mba United Kingdom anwuchiela mmadụ narị ise na iri abụọ na abụọ na London bu isi obodo mba ahụ, kwere maka na ha na eme njem ngaghari iwe emegide kpebie mba United Kingdom kpebiri imechi otu Palestine Action. Nkea putara ihe site n’aka ndị uweojii ahụ ụnya bu Sunday, dika ha kọwara […]
Onye isi ala mba United States bu President Donald Trump, ekwela nkwa ikpochapụ ndị na enwenyi ebe obibi nọ na Washington DC bu isi obodo mba ahụ, bu ebe ọ kọwara na mpu na arụ na akwanye njọ. President Trump mere ka nkea puta ihe ụnya bu Sunday n’ụwa ozi ya, dika ọ gara n’iru […]
Government Kaduna State agọnarila ebubo nrụrụaka, nkwekọrịta nakwa mmejọ nchịkwa na nhazigharị nke ama egwuriegwu Ahmadu Bello Stadium. Commissioner n’ahụ maka Sports Development bụ Professor Benjamin Kumai Gugong, mere ka nkea puta ihe ụnya bu Sunday, ebe ọ kọwara ebubo ahụ dika okwu asi nakwa nke na edughie ọhaneze ụzọ. Ọ gara n’iru kọwaa na […]
Onye isi oche ụlọ nzukọ ukwu Senate ala anyi bu Senator Godswill Akpabio ekwuputala obi nwute ya gbasara ọnwụ nwa amadi ahụ jibu ọkwa onye isi oche otu ndọrọndọrọ Peoples Democratic Party PDP ma bụrụkwa onye jibu ọkwa Minister of Agriculture and Rural Development bu Late Chief Audu Ogbeh. N’ozi putara ihe site n’aka onye […]
Ndị nchịkwa n’ahụ maka ndị ji otu afọ efe ala anyi a bu Nigeria, yabu management of the National Youth Service Corps NYSC, agọnarila ozi ahụ n’efeghari n’uwa ozi bu nke boro ebubo na otu onye ji otu afọ fee ala anyi a, enyere aha ya dika Ushie Rita Uguamaya nke akara ya bu LA/24B/8325, […]
Otu United Nations Children Funds (UNICEF) emela ka amata na obu otu n’ ime umuaka ato bu ndi enyere nani mmiri ara ruo onwa isii n’ ala anyi a bu Nigeria. Obu onye ji okwa UNICEF chief na Enugu field office bu Odoziaku Juliet Chiluwe mere ka nkea puta ihe n’ oge yana ndi nta […]