Blog one column
Page: 8
Ulo olu nchekwa oje na mmuo mba United States of America amara dika Federal Bureau of Investigation FBI nakwa nke na ebu agha emegide ogwu ojo bu US Drug Enforcement Administration DEA anatala iwu sitere na ulo ikpe mba ahu bu nke gwara ha ka ha weputa akwukwo niile ejiri deko nnyocha agwa ekperima akporo […]
Ufodu ndi nwere nsogbu nke inu ihe na mpaghara ala Igbo be anyi a, enwatara akuru ngwa enyemaka ruru nde kwuru nde naira site n’ aka otu enyemaka akporo Sound Intervention Hearing Mission 2025 na Abia state. Na yabu mmeme ejiri nyefe ha ihe onyinye ndia ,bu nke were onodu na ogige International Conference Center […]
Ndi uwe oji ala anyi na Anambra state anwuchiela mmadu ano ana enyo enyo maka ntoli nakwa ori nke usoro owa ozi tinyekwara otutu agwa ekperima ndi ozo n’ okpuru ochichi Ihiala LGA nke state ahu. N’ ozi onyefere ndi nta akuko tata bu Friday ka onye mmekorita ohaneze nyere ndi uwe oji ala anyi […]
Ndi ndu ogbonta vote Enugu North Senatorial District amakariri dika ndi Nsukka Zone, ekwuputala nkwado ha gara aka n’ achi Enugu State bu Governor Peter Ndubuisi Mbah, ka oga n’ iru n’ ochichi ya ma chiri gafe afor 2027, kwere ma mgbanwe ha kowara na governor mbah gbanwere mpaghara ahu n’ihe n’ erubeghi afo abuo […]
Govt mba United Kingdom ekwela nkwa si na aga arunye ebe nkiri anya mbu ahu di na mba Europe na mba UK. Omere ka amata na ebe aga aru ya bu n’ ala onye former kempston Hardwick brickwork didebere Bedford ma buru nke ana atu anya n’ oga ekewaputara mmadu ruru puke iri abuo na […]
Mmadu asato tinyekwara umuaka ise anwuola dika ha ji ukwu ga njem ihe kariri hour ato n’ oke anwu, bu ebe ha n’ acho ebe ana anata ogwugwo oria ogbugbu na onyunyu akporo cholera na mpaghara South Sudan, dika ndi enyemaka nke mba United States nyegoro ulo olu aru Ike digasi na Obodo ahu ikikere […]
Onye isi oche n’ okwa chief nyere otu United Nations UN bu Antonio Guterres emela ka amata na mpaghara Gaza’s strip nke mba Palestine aghola ebe ana egbu mmadu aghara aghara dika ndi agha mba Israel kana agakwa n’ iru na agbariko mpaghara ahu ma gbuo opekata mpe mmadu iri abuo na isii bu umuafo […]
Utu isi ngwa ahia ohuru ahu aka n’ achi mba America bu President Donald Trump manyere otutu mba n’ ebubata ngwa ahia na mba US amalitego idi ire tinyekwara percent otu nari na ano bu nke omanyere mba china bu mba kachasi ebubata akulungwa na mba ahu. Na yabu akwukwo ka anokwara huta mba iri […]
Mba Zimbabwe enwela mkpebi ikachapu ego ndobiri utu isi akuru ngwa ahia niile esitere mba United States of America tubata mba ahu iji nye aka kwalite ezi udo mmekorita na habu mba abuo. Nke a putara ihe na Harare bu isi obodo yabu mba Zimbabwe site na onu onye isi ala mba ahu bu President […]