Blog one column
Page: 5
by Maduabuchi Onwe Ndi uwe oji ala anyi na Anambra state anwuchiela mmadu ato ana enyo enyo na habu ndi ori nakwa ndi otu nzuzo na state ahu na odi nso a. Nke a putara ihe site na ozi onye mmekorita ohaneze nyere ndi uwe oji ala anyi na state ahu bu SP Tochukwu Ikenga […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Otu na abughi nke govt amara dika Hall of Igbo Achievers Foundation HIAF ekwuputala aka na achi Enugu State bu Gov Peter Ndubuisi Mbah dika onye turu ugo onyinye nrite governor kachasi mee nke oma na afo 2025 gara aga na mpaghara South East dika osiri di na nke izizi otu […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Ndi ekperima awakpola ma bie aka ojo ntisa na ogige ume oku electric nke T99 dina owara oku Ugbelli/Benin 330 KV Transmission Line na Delta State. Nke a putara ihe taata bu Friday site na onu onye General Manager na ahu maka odimma ohaneze nyere ulo olu ikikere oku Transmission Company […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Aka na achi Enugu State bu Gov Peter Ndubuisi Mbah akpolitela otu onye nta akuko ama ama bu mazi Onyekwere Nwobodo na okwa onye ndumodu puru iche nyere yabu aka na achi State na ihe metutara mgbasa ozi na udi nwa bekee kporo Special Adviser on Media. Nke a putara ihe […]
by Maduabuchi Onwe Government Ebonyi state dina aka ochichi Gov Francis Ogbonna Nwifuru ekwuputala njikere ya ileba anya na oru ngo ndi ahu ochichi ndi nke pugoro apu nakwa ndi nke noo ugbu a gbaghapugoro na state ahu. Ogakwara na iru mee ka amata na nke a so na mbo ya na agba ikwalite onodu […]
by Chika Nwazu Aka ndị uwe ojii na Rivers State akparala otu nwoke gbara afọ iri abụọ na itoolu bụ Robinson Uche maka ebubo igbu onye ọzọ gbara afọ iri anọ na abụọ bụ Shedrack Ogadinma Chukwem. Ndị uwe ojii kwuru na nwa amadi ahụ yana mmadụ anọ ndị ọzọ nọ na ọsọ ugbua ka […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Mba Israel agala na iru na ibi aka ojo sitere na agha ahu ojikoro aka yana mba United States of America ebu na mba Iran nke mejuputara na ndi okpukpere uka Islam. Nke a bu dika yabu mba Israel noro na ubochi Wednesday napu Minister oje na mmuo na okwa Intelligence […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Mba Iran akusuola ogige mmanu na ikikere oku energy sites enwegasiri na mba Qatar, United Arab Emirates nakwa Saudi Arabia dika osiri di na agha ahu na ada na mpaghara Middle East kwere maka ibu agha mba United States of America nakwa Israel jikoro aka ebuso yabu mba Iran. Na nkusu […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Ulo ikpe Federal High dina Warri nke Delta State akabiela ikpe ma kwuputa na umu afo Nigeria nwere ikikere iwu iseta ndi uwe ojii noo olu na udi nwa bekee kporo Right To Record Police Officers na mpaghara niile nke ala anyi a. Ozi nkabi ikpe a putara ihe unya bu […]
by Chika Nwazu Otu onye ana atụ anya na ọ bụ onye ntọri mmadụ anwụọla ebe onye otu ya ọzọ nwetara ihe mmerụ ahụ n’oge hana ndị uwe ojii nke Issele-Uku Police Division nke onye du ha bụ CSP Aderemi Badiru na akwakorita mgbọ. Emere ka amata na ndị agha, ọrụ nche Vigilante yana ndị […]