Blog one column
Page: 4
by Moses Nnabuife Nwekwu Onye oka-mmuta ama ama bu Prof. James Ene-Nwannaji eturula ugo dika onye ga eji okoloto otu ndorondoro ochichi Nigeria Democratic Congress NDC zoo okwa Governor Enugu State na ntuli aka ochichi izugbe afo 2027. Nke a putara ihe na ubochi Friday na ntuli aka ochichi ime ulo Party Primaries otu ndorondoro […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Akpoputala aha nwa amadi ahu jiburu okwa osote onye isi ala anyi bu Alhaji Atiku Abubakar dika onye turu ugo na ozuzu oke ya iji okoloto otu ndorondoro African Democratic Congress ADC zoo okwa onye isi ala Nigeria na ntule aka ochichi izugbe afo 2027. Nke a bu dika osiri di […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Otu nwada Nigeria bina mba Britain amakwuru dika mba United Kingdom bu Celia Hibbert Osakwe eturula ugo dika onye ndu otu ndorondoro na ama ochichi mba ahu aka na iru akporo opposition party na olu bekee bukwanu otu ndorondoro amara dika Reform UK na mpaghara Wolverhampton. Celia Hibbert Osakwe bukwu onye […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Ulo ikpe Federal High Court ji Abuja mere isi obodo akabiela ikpe ma kwuputa na onye ahu jiburu okwa onye isi ala bu Former President Goodluck Jonathan nwere ntozu oke na iwu iputa zogharia okwa onye isi ala Nigeria na ntule aka ochichi izugbe afo 2027. Nke a putara ihe taata […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Otu ndorondoro Labour Party aroputago ndi ga eji okoloto ya zoo okwa na ntule aka ochichi ndaputa akporo by-election ulo olu Independent National Electoral Commission INEC ga anoro na onwa ozo bu June chikoba na ufodu ogbonta vote na State onemone dina ala anyi. Habu ogbonta vote INEC ga achikoba ntule […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Onye isi oche otu ndorondoro Nigeria Democratic Congress NDC na Enugu State bu Dr Johnpaul Anih akatola ya na ebe odi ukwuu bu ihe okowara dika ogbaghara ndi ihe oma na asa afo choro iji butere otu ndorondoro a ihe mkpobi ukwu na State a. Dr Anih mere ka nke a […]
by Chika Nwazu Otu egwuregwu Enugu Rangers football club abụrụla ndị ekpubere okpueze dịka ndị turu ugo na asọmpi Nigeria Premier Football League NPFL nke itoolu ya dịka ha jicha ọkpụ goolu abụọ asatara otu merie ogbo ha bụ Ikorodu City na ama egwuregwu Mobalji Johnson Arena dina Onikan Lagos ụnyaahụ bụ ụka. Otu Rivers […]
by Chika Nwazu President Bola Ahmed Tinubu ekwuola na o nweghị ihe ọbụla ya bu n’obi megide ọka mmụta Stanley Osifo bụ onye yana ya zọ kọrọ onye ga-eji ọkọlọtọ otu ndọrọndọrọ ọchịchị APC zọ ọkwa onyeisi ala n’afọ ọzọ. Tinubu kwuru nkea ụnyaahụ bụ ụka n’oge ọ na agwa ndị ndu yana ndị nkwado […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Ulo ikpe Federal High Court ji Abuja mere onodu enyela nkabi ikpe ma kachapu nnyedebe oge sitere na ulo olu Independent National Electoral Commission INEC megide otu ndorondoro ochichi di ichiche maka ubochi enyedebere ichikoba ntule aka ochichi ime ulo akporo Party Primaries. Yabu ulo ikpe gakwara na iru kachapu nke […]
by Oluchi Okafor-Iloh Minister ala anyi na ahu maka olu bu Sen David Umahi ekwuputala hoo-ha sina mpaghara South East ga aga na iru na akwado President Bola Ahmed Tinubu okachasi dika osiri metuta yabu onye isi ala inaghachi azu na ochichi nke ugboro abuo na afo 2027. Sen Umahi jitopuru okwa Governor Ebonyi State […]