Blog one column
by Moses Nnabuife Nwekwu Onye isi ala anyi bu President Bola Ahmed Tinubu enyela ntuzi aka ime nhazighari zuru oke na udi nwa bekee kporo comprehensive reform gaara ngalaba egwuregwu ball ukwu Nigeria. Nke a bu kwere maka adighi ike bu otu egwuregwu ball enwegasiri na ala anyi inweta ntozu oke maka asompi egwuregwu na […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Onye isi na okwa President ulo olu na achikwa egwuregwu ball ukwu ala anyi akporo Nigeria Football Federation NFF bu Ibrahim Gusau nakwa ndi ozo agbala alukwaghim na okwa ochichi ha. Nke a pụtara ihe na ozuzu oke na abali pụtara taata bu Thursday site na ozi ulo akwukwo akuko Vanguard […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Ala anyi bu Nigeria nakwa mba Thailand ekwuputala mkpebi ha ikwalite udo mmekorita akuluba nakwa ezi onodu azum ahia na iji ego achu nta ego maka odimma habu mba abuo. Nke a putara ihe unya bu Tuesday na Abuja site na onu Minister ala anyi na ahu maka odimma mba ofesi […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Otu kwuru na onwe ya na azo maka ikike diara ndi mmadu ma buru otu ogige Centre for Reform and Public Advocacy CFRPA ajula atumatu isite na Kano State bufee ikpe akwukwo ogbara megide ebubo edoghi anya bu asambodo President Bola Ahmed Tinubu buga na ulo ikpe nke Federal High Court […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Aka na achi Enugu State bu Gov Peter Ndubuisi Mbah akpolitela mmadụ iri abuo na ato ohuru na okwa ndi ndumodu puru iche ya akporo Special Advisers nakwa okwa nnukwute ndi enyemaka puru iche bu Senior Special Assistants. Na ozi obinyere aka ma nyefe ndi nta akuko na ogige Lion’s Building […]
by Chika Nwazu Anwụchiela otu nwa okorobịa dị afọ iri abụọ na asaa, aha ya bụ Muktar Shehu ma kpụga ya n’ụlọ ikpe Magistrate Court 3 dị na Yola bu isi obodo Adamawa State, maka ebubo izu ori akwa ime aru ụmụnwanyị ji ekpuchi ọtọ akpọrọ underwear dị iri abụọ na asaa. A na-ebo Muktar […]
by Chika Nwazu Otu nwoke enyere aha ya dịka Jacob Irewa enwetala onwe ya n’aka ndị uwe ojii Kogi State, maka ebubo na ọ mụnyere nwunye ya bụ Berida Irewo, ọkụ n’oge ha na-enwe esemokwu ezinụlọ na Lokoja bu isi obodo State ahu. Ihe a mere n’ụbọchị Friday n’ebe a na-akpọ Oworo Estate, Felele, Lokoja. […]
by Chika Nwazu Otu Nwanyị ji ọkwa strategic advisor nyere mba Israel bụ Noga Arbel, akpọọla oku ka e mee ka Biafra nwere onwe ya, ma katọọkwa mba Britain maka ihe ọkpọrọ ọchịchị mba Britain ka dị ire na Nigeria. Okwuru nke a n’otu mmemme egosipụtara n’igwe onyonyo Channel 14 nke mba Israel, ebe o […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Ala anyi bu Nigeria akuola afo na ala ozo nke afo abuo ya dika osiri metuta opekata mpe achoro na nkwuba aka oto na usoro ego ohaneze obodo a na udi akporo Minimum Fiscal Transparency. Nke a putara ihe site na ozi ngalaba US Department of State nke mba United States […]
by Chika Nwazu Ndị uwe ojii na Bauchi State ejichiela otu nwoke dị afọ iri abụọ na isii bụ Emmanuel Jacob, maka ebubo na o zuru igwe ọkụ solar panels asaa nke ụlọ akwụkwọ Federal Government Girls’ College, Bauchi. Ndị uwe ojii kwuru na ha enwetala akọrọngwa solar panels anọ n’ime asaa ahụ n’aka onye […]