Blog one column
Page: 2
by Moses Nnabuife Nwekwu Onye isi izugbe ndi uwe ojii ala anyi na okwa Inspector General bu IGP Olatunji Disu ekwuputala nhazighari gbara okpurukpu nyere habu ndi nchekwa Nigerian Police Force. Nke a ka omere taata bu Tuesday site na ikachapu ngalaba ndi uwe ojii amara dika Special Weapons and Tactical Teams SWAT na olu […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Opekata mpe ndi omebe iwu mmadu iri na asaa sitere ulo nzuko nnochite anya ogogo etiti House of Representatives ala anyi agbaghapula otu ndorondoro African Democratic Congress ADC banye na nke Nigerian Democratic Congress NDC bu otu ndorondoro ahụ mazi Peter Obi nakwa Rabiu Musa Kwankwaso noro na odi nso a […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Aka na achi Anambra State bu Gov Charles Chukwuma Soludo enyefela ulo nzuko omebe iwu State ahu aha mmadu iri na asato okpolitere ohuru na okwa Commissioners ka ndi omebe iwu yabu ulo nzuko mee nnyocha ma kwado ha. Nke a putara ihe taata bu Tuesday dika onu na ekwuru ulo […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Ndi oji egbe eri awakpola ma kpa ike ojo na mpaghara Monata Area nke Ibadan bu isi obodo Oyo State site na itoro agadi nwoke gbara afo iri isii ma buru onye azum ahia. Nwoke a ndi osochi egbu toro na ike na abali unya bu uka na agbata oge oforo […]
by Maduabuchi Onwe Aka na achi Ebonyi state bu Gov Francis Ogbonna Nwifuru akagbuola ozi ahu ana ebughari si na yana aka chiburu state ahu bu Sen David Nweze Umahi na enwe nnukwute ogbaghara ka odi ugbu a. Ogakwara na iru mee ka amata na yabu ozi bu nke awara awa ugha iji bute ogbaghara […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Govt etiti ala anyi emela ka amata na onweghikwa nwa afo obodo a egburu na ngaghari iwe ahu anoro na odi nso a eme na mba South Africa emegide ndi obia na udi akporo anti-foreigner protests na olu bekee. Ochichi etiti Nigeria gakwara na iru kowa na onweghi akuluba obuna bu […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Ulo olu ntule aka ochichi ala anyi bu Independent National Electoral Commission INEC akpatughariela aka na usoro igbe ndeko ya amara dika INEC Official Register ma denye aha Sen David Mark dika onye isi oche izugbe otu ndorondoro ochichi African Democratic Congress ADC, ebe odenyere aha Ogbeni Rauf Aregbesola jiburu okwa […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Enyela ndi okpu ugboala ndumodu ka ha saa anya na mmiri nke oma ma huna ugboala ha nona ezi onodu tupu ha aputa olu na okporo uzo oge a abanyegoro na oge udu mmiri nke afo a bu 2026. Ndumodu a putara ihe na Awka bu isi obodo Anambra State site […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Onye isi ala anyi bu President Bola Ahmed Tinubu edegalara ulo nzuko ukwu Senate akwukwo ayiyo maka nkwado iga bite ego ohuru di nari nde Dollar ise na iri na isii na uma ato yabu; 5 Hundred and 16 point 3 Million US Dollars. Nke a putara ihe unya bu Thursday […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Govt etiti ala anyi nakwa otu jikoro mba nwa onye ocha nke European Union EU enwela mkpebi ezi udo mmekorita ikwalite ngalaba ndi gunyere: azum ahia, nchekwa, mmuta nakwa nka na uzu nyere obodo a bu Nigeria. Nke a putara ihe site na onu Minister ogo nta ala anyi na ahu […]