Blog one column
Page: 3
by Moses Nnabuife Nwekwu Ndi uwe ojii ala anyi na Osun State anwuchiela ode akwukwo govt State ahu bu mazi Teslim Igbalaye nakwa mmadu ise ndi ozo maka ebubo agwa ekperima mgbere azum ahia akwukwo ntule aka ochichi amara dika vote buying nyere ntule aka Governorship election ga ewere onodu na State ahu na abali […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Ndi uwe ojii ala anyi na Enugu State ebuola agha di egwu site na inwuchiko mmadu iri na ano ana enyoenyo na agwa ekperima otu nzuzo nakwa itinye ndi mmadu ura agaghi na anya na ufodu mpaghara enwegasiri na State a. Na ozi onyefere ndi nta akuko unya bu Wednesday na […]
by Maduabuchi Onwe Government ogogo etiti ala anyi ekwuputala uzo ihe asaa nwere ike igbochi onye obuna na acho oru government inwete yabu oru na ala anyi a bu Nigeria. Ufodu ihe ndi ahu ka ha gara na iru wee guputagasie dika; inye mmadu ego ka ogotere gi oru government, ihafenyezi akwukwo iji acho oru […]
by Chika Nwazu Ụọ ọụ – ọụ ị ụ ụ Abuja Electricity Distribution Company AEDC, ọụ ụ ụọụ ℎ ị ,. ‘ụọ ℎ ụ, ụ ọụ ℎụ ụ ị ụ , , ℎ , – ℎ ị ℎ . Ụọ ọụ ℎụ ℎ ụ ọụ ℎụ ụ ị ‘ ọụ ị ‘ . ị ọụ […]
by Maduabuchi Onwe Akpupuola otu onye nkuzi enyere aha ya naani dika Michael ulo ikpe megistrate court nke ji Ogudu na Lagos State wee mere isi onodu maka imeto obere nwagbobia gbara afo iri na ise na state ahu. Yabu nwamadi ka ndi uwe ojii ala anyi na Lagos State mere ka amata na ha […]
by Maduabuchi Onwe Ihe mberede ulo odida mere na ebe obibi umu akwukwo amara dika Elite Five Star Lodge nke dina Amokpala Oko na Orumba North local government area nke Anambra state atochiela otutu ndi mmadu, ebe ana atu anya na ndi ozo nwere ike ibu ndi nwuru anwu na yabu odachi mere na obodo […]
by Chidimma Kama Onye ịsị ndị uweojii ala anyi na izugbe n’ọkwa Inspector General of Police bụ IGP Olatunji Disu, enyela Commissioner ndị uweojii na Ondo State iwu ka o mee nyocha tọrọ atọ banyere ebubo ajọ akparamagwa ndị uweojii ahutara na onyo onyo n’efegharị n’ọwa ozi mmekorita ọhaneze bụ nke gosịrị ebe ndị uweojii […]
by Chidimma Kama Ndị uweojii ala anyị na Akwa Ibom State emela ka amata na ha amalite nnyocha banyere ihe kpatara ebubo otu onye ụkọchukwu enyere aha ya dịka Etetim Udo jị were aka ya gbuo onwe ya na Oron LGA na State ahụ. Yabụ nwa amadi nwụrụ anwụ bụ onye chọpụtara ma bụrụkwa General […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Ndi otu ndorondoro Nigeria Democratic Congress NDC na Enugu State ejirila otu olu na otu obi kwuputa ntukwasa obi ha gaara otu nchikwa State Working Committee yabu otu ndorondoro na State a nke Dr Johnpaul Anih nona isi ha, ma doo aka na nti megide ndi ana ebo ebubo […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Ulo olu National Agency for Food and Drug Administration and Control NAFDAC anorola unya bu Wednesday malite na ozuzu oke itinye na olu bu mmachi ire ma obu nkesa ihe obuna bu mmanya na aba na anya ekechiri na ngwugwu na udi sachet alcoholic beverages nakwa ndi nke etinyere na obere […]