Rev Fr Stan Chu Ilo bụ onye ụkọ Chukwu nke nzukọ nsọ Catholic ma bụrụkwa nnukwute onye nkụzi nọkwa nke Associates Professor na mahadum DePaul University dina obodo Chicago nke mba United States ekwuola sina onye ndu nke ụlọ ụka ọbụla kwesịrị isi n’ebe ụlọ ụka kacha nwee ndị nkwado ha were pụta. O mere […]

Onyeisi ala mba United States of America bụ Donald Trump akatola ogbo ya bụ Volodymyr Zelensky na-achị mba Ukraine maka ebubo na mba Ukraine amalitela ikwu okwu ndị nwere ike ịkpali ọgba aghara tinyere na mba ahụ jụrụ inyefe ala ahụ na ese okwu akpọrọ Crimea ka ọ bụrụzie nke mba Russia nwe. President Zelensky […]

Ala ọma jijiji awakpola isi obodo mba Turkey bụ Instabul ma butere ha ihe ọdachi nke ize ndụ. Ya bụ ala ọma jijiji ka e kwuru na ọ bụ oge ọ fọrọ nkeji iri n’otu ka ọ kụọ elekere mbụ nke ehihie ụnyaahụ bụ Wednesday ka o mere ma gwuo ihe karịrị ntụ magnitude 6.2 […]

Govt Enugu State ekwuputala nkagbu mkpocha na nzacha kwa onwa akporo Monthly Environmental Sanitation nke onwa a bu April kwesiri iwere onodu na State a na ubochi Saturday bu abali iri abuo na isii. Nke a putara ihe unya bu Tuesday site na ozi ode akwukwo govt State a bu Prof Chidiebere Onyia nyefere ndi […]

N’ akuko ozo dika ibe ya, nnukwute akpata oyi nakwa iwe n’ari ibe ya elu dika ndi oji egbe gburu mmadu iri abuo na ise ndi biara njem nneru anya na ogige Kashmir di na mba India ,ebe ozi n’ akowa na ufodu ndi nke nwetara ihe mmeru aru kana azokwa ndu ha azo k’ […]

Aka n’ achi mba America bu President Donald Trump emela ka amata na obughi ebu m n’ obi ya ichu nwa amadi ahu ji okwa US Federal Reserve Chairman bu Jerome Powell n’ agbanyeghi nkato okatoro ya. Omere ka amata na nkato ahu onyere ya bu iji me ka odiwaga uchu n’ olu ya okachasi […]

Mmadu itolu atufuola ndu ha site n’ihe ngbawa drone mba Russia turu bu nke dakwasara ugboala bus bu ndi olu na mba Ukraine. Mwakpo a bu n’ ututu tata bu Wednesday ka omere na mpaghara South Central city nke Marhanets. Nwa amadi ahu ji okwa regional chief mpaghara Dnipropetrovsk bu Serhiy lysak mere ka amata […]

Eburula ozu Pope Francis site n’ ebe obibi ya Dina Vatican ga n’ ogige ulo uka St Peter’s Basilica bu ebe uwa nile ga ano ruolo ya uju onwu. Ahutakwara igwe mmadu bu ndi sonyere na njem ahu ebe ha n’ aku aka dika ebu ozu yabu onye isi nchu aja na nzuko nso catholic […]

Ndị uwe ojii ala anyị ngalaba ha nke Federal Capital Territory agoola ụkwụ n’aka ha na ebubo ahụ nọrọ na ọwa ozi social media kwuo na ejichiri otu onye ọrụ ha nọkwa inspector ebe o bu egbe AK 47 yana mgbọ iri atọ ebugara ndị amakekwu na Nassarawa state. N’otu akwụkwọ ozi bịara ụnyaahụ bụ […]

Ọkụ egwu afrobeat ama ama n’ala anyị bụ Oludipe Oluwasanmi David onye ana etu Spyro ebuola ebubo sị n’ọtụtụ ndị ọbụ abụ Ozioma bịara ịkụ egwu naanị isi na ya kpata ego. O kwuru na o nweghị ihe dị iche na egbe na egbe n’ebe o metụtara ndị ahụ na abụrụ Chineke abụ Ozioma yana […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited