by Moses Nnabuife Nwekwu Aka ndi uwe ojii ala anyi na Ondo State akpatala mmadụ isii ana enyoenyo na agwa ekperima iji aka mee onwe ha ndi ukochukwu mana egwu ndi mmadu ojoro olu ebube na udi akporo Fake Miracle Scam na State ahu. Na ozi onyefere ndi nta akuko unya bu Thursday na ogige […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ulo olu Independent National Electoral Commission INEC eweputala na ozuzu oke ya mkpatughari aka na usoro ka ihe ga esi gagasia na ntule aka ochichi izugbe afo ozo akporo 2027 General Elections’ Timetable ma gbanwe ubochi aga achikoba ntule aka ochichi okwa onye isi ala na nke ndi omebe iwu ogogo […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Onye isi ala mba North Korea bu President Kim Jong Un eyiela egwu iji ndi agha mba ahu gaa kpochapu mba South Korea kpamkpam na elu uwa a dika osiri metuta ajo onodu ngwere na agwo diwara kemgbe na etiti habu mba abuo gbara onwe ha agbata obi. President Kim Jong […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Otutu ndi mmadu nakwa otu di ichiche agala na iru na akato nkusu ahu ndi oji egbe eri megara onye ahu ji okoloto otu ndorondoro Labour Party zoo okwa onye isi ala Nigeria na afo 2023 bu mazi Peter Obi nakwa onye ahu jiburu okwa National Chairman otu ndorondoro All Progressives […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Onye isi ala anyi bu President Bola Ahmed Tinubu ayiola ndi omebe iwu ulo nzuko ogogo etiti akporo National Assembly ka ha kpatugharia aka na iwu ala anyi ma tinye ndi uwe ojii State Police dika otu na ime mbo ochichi ya na agba megide ihe aka mgba nchekwa ala anyi […]

by Chika Nwazu Otu nwokorobịa enyere aha ya dịka Edward Okorie abụrụla onye anwuchiri maka ebubo na oji aka ya were tigbuo enyi nwaanyị bụ Sophy Chika n’oge ha na-enwe esemokwu n’ebe obibi ha dina Ohafia nke Abịa State. Nwaanyị ahụ mmiri fara na eze ka e kwuru na ọ bụ onye ahụike akpọrọ Nurse […]

by Chika Nwazu Ụlọ olụ ọkụ akpọrọ FirstPower emela ka ọhaneze mata banyere otu onye ọkụ ha dọgburu na Awka bụ isi obodo Anambra State. N’ozi sitere n’aka onye head of Communications ha bụ Mr Izunna Okafor kwuru na ya bụ ihe n’isi ụtụtụ ụnyaahụ bụ Tuesday na mpaghara Ogechukwu Street dina Awka. Ozi ahụ […]

Onye isi mba Thailand enyela mgbaghara gara nwaanyi ahu aturu nga afo iri ano na ato na uma onwa isii zuru oke na mba ahu maka ikato yabu onye isi ala na owa ozi mmekorita ohaneze na onwa January nke afo 2021. Anchan Preelert gbara naani afo iri isii na iteolu, ma burukwa onye oru […]

Opekata mpe yaburu mmadu di iri isii na otu ka mba Isreal dulagoro mmuo na ike na mpaghara Gaza strip unya bu Thursday tinyerekwara mmadu iri na iteulo ndi ozo ha hapuru na onodu odi ndu onwu kama. Nke a na abia dika mba Isreal noo kamgbe na eme ihe ike kwere ha iji huna […]

Mba United States achituola nwaanyi ahu ji okwa dika onye director nyere ulo olu Centres for Disease Control CDC bu Susan Monarez na mba ahu ka otu onwa gefechara enyere ya yabu okwa. Yabu nwaanyi ahu ka emere ka amata na achituru na okwa ochichi kwere maka na ojuru ibinye aka na akwukwo nke onye […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited