by Maduabuchi Onwe Otu ndoro ndoro ochichi All Progressive Grand Alliance APGA ngalaba ya nke Abia state agola aka na ukwu na obughi ya ji aka ha wee chipu nwamadi ahu na annochite anya ogbonta vote Abia south senatorial district na ulo nzuko ukwu Senate ala anyi bu Senator Enyinnaya Abaribe na otu ndoro ndoro […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ochichi Gov Peter Ndubuisi Mbah na achi Enugu State emela ka amata atumatu ya nyere nhazighari ngalaba aku onatarachi siri ike nakwa ngwuputa aku ime ala iji bugo uto akuluba nakwa ume oku gunyere nkwuba aka oto na ihe banyere nchikwa habu ngalaba na obodo niile enwere na State a. Nke […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ndi agha mba Israel ekwuputala nkawanye njo agam na iru agha hana ebu emegide mba Iran bu mba mejuputara na ndi okpukpere uka Islam na mpaghara Middle East. Nke a bu dika ndi agha Israeli Defence Forces IDF buru nnukwute agha mgbariko gaa na iru na ibi aka ojo na Tehran […]

by Chidimma Kama Aka ndi uwe ojii ala anyi na Enugu State akpatala otu nwoke gbara afo iri ano na ise enyere aha ya dika Eugene Obinna Ikeoche maka ebubo ima umu ya ndi nwaanyi abuo elu na ike na Ezeagu LGA nke State a. Habu ndi uwe ojii mere ka amata na obu ndi […]

by Chika Nwazu Otu jikọtara ndị eze nwaanyị n’ala Igbo akpọrọ Titled Spiritual Mothers of Igboland emela njem ha ga zute onye ndu otu Indigenous people of Biafra IPOB bu Mazi Nnamdi Kanu n’ụlọ mkpọrọ dina Sokoto State. Ha mere ya bụ njem na ubochi Wednesday site n’aka onye du ha bụ Odoziaku Chika Ibeneme […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ndi agha mba Israel agala na iru na agha hana ebu emegide mba Lebanon dika osiri di na nkusu ohuru ha megara isi obodo mba ahu bu Beirut. Nkusu a were onodu na agbata abali gara aga puta ututu taata bu Thursday na ndida ugwu mba Lebanon ka ndi agha Israeli […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Aka ndi uwe ojii ala anyi na Enugu State anorola na otu afo kpata mmadụ di puku ise, nari asato, iri iteolu na ise ana enyoenyo na agwa ekperima di ichiche na State a. Habu ndi uwe ojii gakwara na iru naputa ndi danyere na onya ojo ndi ntori di otu […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Onye okaiwu Nigeria amaama na izo maka ikike diara ndi mmadu ma burukwa onye isi ndi okaiwu otu Indigenous People of Biafra IPOB bu Barr Ifeanyi Ejiofor akpokuola govt etiti nakwa okaiwu izugbe ala anyi na okwa Attorney General of the Federal bu Prince Lateef Fagbemi ka ha mee ngwangwa nye […]

by Chidimma Kama Ndị ụlọ ọrụ Economic and Financial Crimes Commission na Enugu State, anwụchiela otu nwoke enyere aha ya dịka Ifeanyi Mba, kwere maka ebubo banyere wayo ala ọnụ ego ya dị nde naira ịrị yabụ ₦10 million naira. Ụlọ ọrụ ahụ mere ka nkea pụta ihe n’ọwa ozi mmekọrịta ọhaneze ha ụnya bụ […]

by Maduabuchi Onwe Ihe mberede oku ogbugba atapiala ulo olu onye isi ndi oru oyibo na ogogo etiti ala anyi akporo Head of Service dina Abuja bu isi obodo Nigeria. Yabu oku ogbugba ka ozi mere ka amata na omalitere oge ona aku elekere asaato nke ututu taata bu Friday na ogige ulo olu onye […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited