by Moses Nnabuife Nwekwu Mba Israel agala na iru na ibi aka ojo sitere na agha ahu ojikoro aka yana mba United States of America ebu na mba Iran nke mejuputara na ndi okpukpere uka Islam. Nke a bu dika yabu mba Israel noro na ubochi Wednesday napu Minister oje na mmuo na okwa Intelligence […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Mba Iran akusuola ogige mmanu na ikikere oku energy sites enwegasiri na mba Qatar, United Arab Emirates nakwa Saudi Arabia dika osiri di na agha ahu na ada na mpaghara Middle East kwere maka ibu agha mba United States of America nakwa Israel jikoro aka ebuso yabu mba Iran. Na nkusu […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Ulo ikpe Federal High dina Warri nke Delta State akabiela ikpe ma kwuputa na umu afo Nigeria nwere ikikere iwu iseta ndi uwe ojii noo olu na udi nwa bekee kporo Right To Record Police Officers na mpaghara niile nke ala anyi a. Ozi nkabi ikpe a putara ihe unya bu […]
by Chika Nwazu Otu onye ana atụ anya na ọ bụ onye ntọri mmadụ anwụọla ebe onye otu ya ọzọ nwetara ihe mmerụ ahụ n’oge hana ndị uwe ojii nke Issele-Uku Police Division nke onye du ha bụ CSP Aderemi Badiru na akwakorita mgbọ. Emere ka amata na ndị agha, ọrụ nche Vigilante yana ndị […]
by Maduabuchi Onwe Oku electric adogbuola otu nwoke aka enyebeghi aha ya ebe ogara izu ori udo oku na mpaghara Independence avenue nke dina lndependence layout na isi obodo Enugu state. Nke a putara ihe na ozi onye isi ngalaba mgbasa ozi nyere ulo olu nkesa oku Enugu Electricity Distribution Company EEDC bu maazi Emeka […]
by Chika Nwazu Mba Iran anọrọla n’abalị Tuesday were jiri ogbunigwe missiles nke bu ajọ akọrọ ngwa akpọrọ cluster warheads were kusuo isi obodo mba Israel bụ Tel Aviv dịka mmegwara nyere ogbugbu Israel buru uzo gbuo onye ochi agha izugbe Iran bụ Ali Larijani. Nkea pụtara ihe n’igwe onyonyo mba Iran taa bụ Wednesday […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Mba Israel emela ka amata na onapugo ochi agha izugbe mba Iran na okwa Iranian National Security Chief bu Ali Larijani ndu ya na ike. Mba Israel kowara na ogakwara na iru gbuo onye ochi agha oyiri ndi agha paramilitary yabu mba mejuputara na ndi okpukpere uka Islam bu oyiri ndi […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Eduola aka na achi Anambra State bu Gov Charles Chukwuma Soludo nakwa osote ya bu Dr Onyekachukwu Ibezim na iyi olu na ochichi nke ugboro abuo ha na State ahu. Nke a putara ihe taata bu Tuesday na ogige Alex Ekwueme Square dina Awka bu isi obodo yabu Anambra State na […]
by Chidimma Kama Ndị uwe ojii ala anyị na Osun State emela ka amata na ha anwụchịela mmadụ abụọ bụ ndị ọrụ nchekwa Nigeria Customs Service NCS, na njikọ banyere izo mgbọ egbe aghara aghara bụkwanụ ebe otu onye ọkpụ ụgbọala zutere ọnwụ ya n’ike na Osogbo. Nkea pụtara ihe site n’ozi onye mmekọrịta ọhaneze […]
by Maduabuchi Onwe Aka na achi Ebonyi bu governor Francis Ogbonna Nwifuru enyela ohere agumakwukwo na efu gara umu akwukwo di otu nari, iri asaato na asaa na ulo akwukwo mahadum University of ICT, Science and Technology dinadina Oferekpe nke Izzi LGA na state ahu. Governor Nwifuru mere ka nke a puta ihe na oge […]