Ndị uweojii na Delta State emela ka amata na ha nwuchiri otu nwoke gbara afọ iri abụọ na asaa enyere aha ya dika Kelvin Obakpororo, kwere maka ebubo na ogburu enyị ya nwayi ma burukwa onye mụrụ ya ụmụaka abụọ enyedebere aha ya dika Excellence. Nkea putara ihe ụnya bu Sunday site n’aka onye mmekọrịta […]
Ulo akwukwo mahadum Abia state University ABSU dina ututu emela ka amata na onweghikwa onye nkuzi mahadum ahu nke ha ji ugwo ,ma n’ akowa na ndi nke n’ ekwu na eji ha ugwo onwa iri na abuo bu ndi achuru kemgbe ihe ruru otu afo k’ odi ugbua kwere maka na ha enwetabeghi olu […]
Ulo olu Independent National Electoral Commission INEC agbatikwuola oge nyere ndebanye aha ndi ga atu akwukwo vote bu nke n’ aga n’ iru ugbua. Nkpebi a putara ihe n’ oge ha nwechara nzuko izu uka ha tata bu Thursday. Na yabu nzuko ka ha noro lebara anya na nkwadobe n’ aga n’ iru maka ntuliaka […]
Otutu ndi n’ azu ahia “ji”na nkwo Ogbede dina Igbo-etiti East LGA nke Enugu State anorola unya bu Wednesday me ngaghari udo ga n’ obi govt state a nakwa n’ ulo nzuko omebe iwu di n’ isi Obodo Enugu. Habu ndi ngaghari udo mejuputara na umu nwanyi ajadu n’ ario ka enye ha ikpe nkwum […]
Onye Prime Minister nke mba India bu Mazi Narendra Modi, ekwuputala obi nwute ya banyere ọnwụ nwa amadi ahụ jitọpụrụ ọkwa onye isi ala anyi bu Nigeria bu Late Former President Muhammadu Buhari, ebe ọ kọwara ya dika ezigbo onye ọchịchị nakwa onye na akwalite udo na ịdị n’otu. N’ozi nkasi obi oweputara n’ụwa ozi […]
Ndị otu Economic Community of West African States ECOWAS, na eri ụjọ banyere ọnwụ nwa amadi ahụ jitọpụrụ ọkwa onye isi ala anyi bu Nigeria bu Late Formal President Muhammadu Buhari bu onye nwụrụ na London ụnya bu Sunday. Onye isi otu ECOWAS bu Dr. Omar Touray, weputara ozi nkasi obi n’aha ndị otu ECOWAS […]
Aka na chi Delta State bu Governor Sheriff Oborevwori, ekwuputala obi nwute ya gbasara ọnwụ nwa amadi ahụ jibu ọkwa onye isi ala anyi bu Late President Muhammadu Buhari, ebe ọ kọwara ọnwụ ahụ dika nke na agbawa obi gara ezinụlọ ya, ndị agha ala anyi nakwa ụmụ afọ Nigeria n’izugbe ya. N’ozi putara ihe […]
Nwa amadi ahu jitọpuru ọkwa onye isi ala anyi bu Former President Muhammadu Buhari anorola ụnya bu Sunday rapu elu uwa a gawa iza oku chi kporo ya na bee ndi mmuo. Nke a putara ihe na uhuruchi ụnya bu Sunday site na ozi onu na ekwuru ezinulo yabu onye jitopuru ọkwa onye isi ala […]
Ndị ụlọ ọrụ Nigerian Railway Corporation NRC, emela ka amata na government etiti amalitela nrụgharị nakwa nhazigharị nke okporo ụzọ ụgbọ oloko nke ọwụwa anyanwụ ala anyi a. Nwa amadi ahụ bu onye njikwa okporo ụzọ ụgbọ oloko, na Eastern District na Enugu bu Mazi Victor Adamu mere ka nkea puta ihe n’oge ọ na […]
Ndị otu World Igbo National Union WINU, otu ụmụ afọ Igbo na akwado udo, ọganihu nakwa mmepe nke ala Igbo, akatọla n’ebe ọdị ukwu okwu ahụ aka na achị Anambra State bu Governor Charles Chukwuma Soludo kwuru n’ọdị nso a na Maryland dị na mba United States of America, bu ebe oboro ebubu na 99.9% […]