by Maduabuchi Onwe Otu jikotara umu akwukwo na ala anyi amara dika National Association of Nigerian Students NANS ngalaba ya nke Ebonyi State akagbuola ozi ahu ana ebughari n’owa ozi mmekorita ohaneze na ha ekwuputago nkwado ha gara nwamadi ahu ji otu ndoro ndoro ochichi People’s Democratic Party PDP wee na aputa izo okwa governor […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Opekata mpe mmadu ise ezutela odachi onwu ike ha kworo maka ihe mberede okporo uzo mere na ogologo okporo uzo Iwo-Ojoo Expressway dina Ibadan bu isi obodo Oyo State unya bu Saturday. Yabu odachi ka ozi kowara na omere oge nnukwu ugboala tanker mmanu diesel gara kuko isi nyere otutu ugboala […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Aka na achi Enugu State bu Gov Peter Ndubuisi Mbah anorola na ubochi Saturday bu abali iri na asaa nke onwa October afo 2026 wepu mmachi njem okporo uzo ahu dibu na State a malite na elekere iteolu kwa abali ka obuziri nke gana amalite na elekere iri nke abali niile. […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Ndị uwe ojii mmadụ abuo anorola na ubochi Saturday bu abali iri na asaa nke onwa October afo 2026 zute onwu ike ha, ebe mmadu ato ndi ozo nwetara ihe mmeru aru oge ndi oji egbe eri wakporo isi ulo olu Police Station dina Uratta nke Aba na Abia State. Na […]
by Maduabuchi Onwe Ulo olu na ahu maka onodu gbata gbata na Nigeria bu National Emergency Management Agency NEMA ekwuputala onodu echeta ebewa ideghi mmiri ahu biara na onwa September afo a bu 2026 dosara umu afo Enugu nakwa Ebonyi State. Ulo olu NEMA na nkowa ya mere ka amata na yabu ndeghi mmiri emego […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Aka na achi Abia State bu Gov Alex Otti ekwuputala onyinye ego ekene di otu ijeri Naira yabu; 1 Billion Naira gaara ndi nkuzi enwere na State ahu ma nyekwa iwu ikwuzu habu ndi nkuzi ugwo check-off dues nakwa nke ugwo onwa eji ha. Na oge ona ekwuputa onyinye ego ekene […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Aka ndi uwe ojii ala anyi na Enugu State akpatala mmadu ise ana ebo ebubo na agwa ekperima ntisa nakwa ori akuru ngwa ọhaneze ndi gunyere: oku ikuku anyanwu solar street light, ihe mgbama nchikwa njem okporo uzo bu road traffic signs nakwa akuru ngwa ulo olu mmiri nke Enugu State […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Otu mgbasa ozi nyere nwa amadi ahu ji okoloto otu ndorondoro Nigeria Democratic Congress NDC azo okwa onye isi ala na afo 2027 bu mazi Peter Obi azaghachila ochichi Gov Charles Chukwuma Soludo na achi Anambra State maka okwu okwuru unya bu Monday megide yabu Peter Obi. Ozi mere ka amata […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Onye isi ala anyi bu President Bola Ahmed Tinubu adila njikere inoro nwanne echi bu Tuesday abali iri abuo na iteolu nke onwa a bu September naghachite ala anyi na njem ezum ike mba ofesi ahu omere kemgbe. Iga echeta na President Tinubu noro na abali iri ato nke onwa August […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Otu ndorondoro All Progressives Congress APC enwetala nturu ugo na okwa niile nyere ntule aka okpuru ochichi ime obodo ahu were onodu unya bu Saturday na Enugu State. Na mkpoputa osisa ntule aka ochichi a taata bu uka na isi obodo Enugu ka onye isi oche ulo olu Enugu State Independent […]