by Moses Nnabuife Nwekwu Ndi uwe ojii ala anyi na Enugu State akowala ya dika akuko awarawa bu ozi ana ebughari na owa ozi mmekorita ohaneze sina ndi ochu efi bucha egbe noro na ubochi Tuesday wakpo ma toro umuakwukwo na ulo akwukwo dina Ezeagu LGA nke State a. Na ozi onyefere ndi nta akuko […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Ndi uwe ojii ala anyi na Ebonyi State akowala ya dika ozi awarawa na abughi eziokwu na udi obuna bu ozi onyonyo na efeghari na owa ozi mmekorita ohaneze sina ndi osochi egbu bandits nakwa ndi agburu Fulani na achu efi wakporo obodo Nguzu Edda dina Edda LGA nke State ahu. […]
by Maduabuchi Onwe Azoputala otu nwoke ideghi mmiri buru na aga na oke osimiri na ime obodo Okpanam nke dina Oshimili North Local government area na Delta State. Akuko mere ka amata na yabu ideghi mmiri biara ngwa ngwa nnukwute mmiri nochara nwanne unya bu Friday, abali ise nke onwa June afo a bu 2026 […]
by Maduabuchi Onwe Ndi uwe oji ala anyi na Abia state anwuchiela otu nwoke kwere maka ebubo ikwaso otu obere nwata nwaanyi gbara naani afo iteolu iko na ike na ime obodo Ebem nke dina Ohafia local government area nke state ahu. Nke a biara dika umu nwaanyi obodo ahu nochara na odi nso a […]
by Maduabuchi Onwe Opekata mpe mmadu ise etufuola ndu ha ebe mmadu iri na abuo ndi ozo nwetere nnukwute ihe mmeru aru na ihe mberede okporo uzo mere na uzo awara awara ahu siri Nkalagu nke Ebonyi State gawa Enugu state na ubochi Friday. Yabu ihe mberede okporo uzo ka ozi mere ka amata na […]
by Treasure Moses Ndi onu na eru na okwu sitere ogbonta vote Enugu East Senatorial District nke Enugu State eweputala onyinye ego di nari nde Naira ato yabu; 3 Hundred Million Naira dika nkwado gaara nroputaghari aka na achi State a bu Gov Peter Ndubuisi Mbah na ochichi nke ugboro abuo ya na afo 2027. […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Ulo olu mbunye ume oku ala anyi amara dika Transmission Company of Nigeria TCN emela ka amata na aga enwe ihe mkpobi ukwu megide nkesa oku electric na otutu obodo enwegasiri na Delta State. Nke a ka TCN kowara na obu kwere maka olu ndozighari na ogige ume oku 132/33KV Transmission […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Ezinulo nwa amadi izizi ahu jiri okwa onye isi ala na oge ochichi ndi agha na ala anyi bu Late Maj Gen Johnson Thomas Umunnakwe Aguiyi-Ironsi eburula ekene ncheta onwu gaara onye izizi nke ahu jiburu okwa Governor na ochichi ndi agha na mpaghara Western region ala anyi bu Late Lt […]
by Oluchi Okafor-Iloh Osote onye isi ala anyi bu senator Kashim Shettima akpokuola umu afo Nigeria Ka ha nogide n’ekpere maka udo na nkwudosi Ike ala anyia, ma kwe nkwa si na onye isi ala anyi bu president Bola Ahmed Tinubu di uchu iweghachite udo na nchekwa na mpaghara Nile nke obodo a. Ogakwara n’iru […]
by Oluchi Okafor-Iloh Ulo ikpe Anambra State High Court ji Awka bu isi obodo state ahu mere onodu anorola unya bu Friday nye iwu ka akpuga ndi ukochukwu adigboroja mmadu asato ulo nga oge akputachara ha n’ulo ikpe kwere maka ida iwu nchekwa obodo state ahu emere n’afor 2025 yanakwa ikpota ndi ha na akwu […]