News

Page: 2

by Moses Nnabuife Nwekwu Otu nnyocha akporo Investigative Panel ochichi etiti ala anyi guzobere maka ilebara anya na ebubo asambodo awarawa eboro onye ahu gbagoro onwe ya alukwaghim na okwa minister ala anyi huru maka usoro ogbaru ohuru, ihe omimi science nakwa nka na uzu bu Chief Uche Nnaji emechala nnyocha ma kwuputa na obu […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Agha ahu mba United States of America nakwa Israel jikoro aka ebu emegide mba Iran na mpaghara Middle East ebutela ajo onodu elu oji nke onu ego ana ere ikuku mmuo eji esi ihe bu Liquefied Petroleum Gas LPG amakariri dika Cooking Gas na mba uwa. Nke a bu dika onu […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ndi agha mmiri mba United States of America akwala nnukwute nkwa onwu gaara ugboagha mmiri mba Iran akporo Iranian Warship na mpuga ikpere mmiri mba Sri Lanka ma suo otutu ndi mmadu akwu na ya. Nnukwute agha mmiri a mba America buru unya bu Wednesday megide mba Iran ka anoro na […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Govt Enugu State dina aka ochichi Gov Peter Ndubuisi Mbah agwala ogige aruike niile dina State a ka ha muru anya nke oma iji buo agha megide oya Lassa fever ma onwere ka osiri selite isi na State a. Nke a bu kwere maka elu oji yabu ajo oya na ari […]

by Chika Nwazu Ụlọ nnọchiteanya mba United States of America dina Abuja adọla ụmụ afọ ha aka na ntị ka ha kee nkwụcha kworo maka ngagharị iwe ha kwuru na ana akwado ịchịkoba na Abuja. N’ozi ulo olu a zipụrụ na ọwa ozi mmekorita ohaneze na ubochi Wednesday ka okwuru na ha ahụla ihe mgbaàmà […]

by Treasure Moses Nwa amadi ahu jitopuru okwa onye isi oche otu ndorondoro People’s Democratic Party PDP na Enugu State bu Dr Martins Chukwunweike eturula ugo dika onye isi oche ohuru otu ndorondoro All Progressives Congress APC na State a. Nke a putara ihe na ubochi Tuesday na ogbako nroputa akporo Elective Congress otu ndorondoro […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ndi uwe oji ala anyi na Ebonyi State emela ka amata na obu eziokwu bu ntori atoro umuaka ato bucha umunne site na aka onye kwatara ohuru na ebe obibi ha dina obodo akporo Nwezenyi nke Igbeagu na Izzi LGA na State ahu. Nke a putara ihe na ozuzu oke ya […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Govt etiti ala anyi amalitela na ozuzu oke itinye na olu nakwa nkuzi nyere ohaneze banyere mmachi ahu amachiri mmanya na aba na anya ekechiri na ngwugwu nakwa nke obere ololo na udi akporo sachet and small bottle alcoholic beverages na mpaghara niile nke ala anyi a. Nke a putara ihe […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Mba United States of America nakwa Israel ejikola aka napu ihe kariri nari mmadu asaa na iri asato yabu; over 7 Hundred and 80 people ndu ha na ike na agha ahu hana ebu na mba Iran bukwanu nke malitere na ubochi Saturday ngwucha izu uka gara aga. Nke a putara […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Aka na achi Rivers State bu Gov Siminalayi Fubara akpolitela ndi Commissioners ohuru ma ziga aha ha na ulo nzuko omebe iwu State ahu maka nnyocha na nkwado ha dika osiri di na iwu na achi ala anyi. Nke a putara ihe taata bu Tuesday na Port Harcourt site na ozi […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited