News
Page: 7
Aka n’ achi mba America bu President Donald Trump emerubela mmeme ncheta afo otu nari onogoro n’ okwa ochichi ya nke ugboro abuo, ma nyekwa nkwuwa okwu banyere otutu ihe ndi omeputagoro tinyekwara ihe ima aka n’ iru ndi ona afu. N’ ogbako ochikoara na Michigan bu nke dotara otutu ndi nkwado ya, ka trump […]
Mmadụ ise ana enyo enyo na ha bu ndi ntọri bu ndi na akpa ike ọjọ na Ubulu-Uku, Issele-Uku, Issele-Asagba nakwa gburugburu ya ezutala ọnwụ ha n’aka ndị uweojii na Delta State. Nkea putara ihe ụnya bu Sunday site n’aka onye mmekọrịta ohaneze nyere ndị uweojii na State ahụ bu SP Bright Edafe. N’okwụ ya, […]
Aka na chi Kebbi State bu Governor Nasir Idris akagbuola ozi ahụ n’efeghari na ọ chọrọ iso nwa amadi ahụ jibu ọkwa osote onye isi ala anyi bu Atiku Abubakar jikọ aka ọnụ. Ozi putara ihe ụnya bu Sunday site n’aka onye odeakwụkwọ ya na mgbasa ozi bu Ahmed Idris, kọwara ozi ahụ n’efeghari dika […]
Mmadụ abụọ ọnụ n’eru n’okwu bu ndi otu Management nke Oke-Ero Local Government Area Council na Kwara State bu Alhaji Musibau Amuda, Director of Personnel Management nakwa Odoziaku Omoladun Arinde, Legal Officer bu ndi atọrọ n’ụbọchi Friday gara aga n’oge ha na eme njem site na lloffa bu isi ụlọ ọrụ ọchịchị ime obodo ahụ […]
Onye enyemaka pụrụ iche nyere aka na chi Delta State n’ihe gbasara mkpokọta ndị ntorobịa bu Hon. Onwusanya Peter, emela ka amata ihe kpatara aka na chi Delta State jiri si na otu ndọrọndọrọ PDP pụọ gawa na otu ndọrọndọrọ APC. Aka na chi Delta State bu Governor Sheriff Oborevwori ya na ndi omebe iwu […]
Egosipụtala Ọhaneze ili ebe e liri Pope Francis lagoro mmụọ n’ogige N’ebe ahụ ka ahụrụ otu okooko bụ flower ka ọ dịdobere aha nke ejiri mara nwa amadi ahụ n’oge ọ nọ ndụ yana otu ọkụ nke na amuke amuke. Pope Francis ka e liri n’ụbọchị ụka gara aga n’isi ọchịchị nke mba Italy. Puku […]
Mba Israel anọrọla ụnyaahụ bụ ụka were tụọ ogbunigwe ọzọ na ndịda ugwu obodo Beirut bụ isi ọchịchị mba Lebanon dịka ha nyechara iwu ka ndị mmadụ kwapụ n’otu ụlọ nke ha kwuru na ndị agha ọ lụọ ọ laa akpọrọ Hezbollah nke mba Iran na akwado ji ya bụ ụlọ mere ebe ize ndụ. […]
Onye nnọchiteanya obodo Vatican na mba South Sudan agwala otu na ama gọọmenti aka n’ihu na mba ahụ ka ha kwụsị ọgba aghara ahụ dị kemgbe ka ọ bụrụ otu ihe ha jiri kwanyere pope Francis lagoro mmụọ ugwu ikpeazụ. Archbishop Seamus Patrick Horgan kwuru na mba South Sudan bụ ndị otu obodo dịrị Pope […]
Ozi sitere na mba North Korea na eme ka amata na ọ bụ eziokwu na ọchịchị mba ahụ zigara ndị agha na mba Russia ịga donyere ndị agha ukwu imeri mba Ukraine site na ntụziaka onyeisi ala mba North Korea bu President Kim Jun Un. Nkea na-abịa ka o mechara abalị ole na ole onye […]