Featured

Page: 3

Ndị nchịkwa n’ahụ maka ndị ji otu afọ efe ala anyi a bu Nigeria, yabu management of the National Youth Service Corps NYSC, agọnarila ozi ahụ n’efeghari n’uwa ozi bu nke boro ebubo na otu onye ji otu afọ fee ala anyi a, enyere aha ya dika Ushie Rita Uguamaya nke akara ya bu LA/24B/8325, […]

Otu United Nations Children Funds (UNICEF) emela ka amata na obu otu n’ ime umuaka ato bu ndi enyere nani mmiri ara ruo onwa isii n’ ala anyi a bu Nigeria. Obu onye ji okwa UNICEF chief na Enugu field office bu Odoziaku Juliet Chiluwe mere ka nkea puta ihe n’ oge yana ndi nta […]

Nwa amadi ahu na anochite anya ikwo/Ezza South federal constituency nke Ebonyi state n’ ulo nzuko nnochite anya ogogo etiti ala anyi bu Hon. Chinedu Ogah, enyela ulo olu West African Examination council WAEC abali asaa Iweputa mputara ule umu akwukwo di otu nari puku na iri itolu na abuo na iri asato na itolu […]

Ndi otu Nigerian Union of Electricity Employees anorola tata bu Thursday me ngaghari iwe megide mnwuchi nakwa njichi ulo olu Enugu Electricity Distribution Company EEDC nwuchiri ndi otu ha mmadu ise. Yabu ngaghari iwe bu nke were onodu na ulo EEDC nile digasi na Awka, onitsha nakwa na mpaghara ndi ozo di na state ahu,ka […]

Onye isi mba United States bu President Donald Trump emela ka amata na onye ozi ya pụrụ iche bu Steve Witkooff ga eme njem nkpọtụrụ ga mba Russia n’izu ụka a anyi nọ n’ime ya iji ga n’iru na mkparitauka banyere agha dị n’etiti mba Russia nakwa mba Ukraine. President Trump eyiela egwu ịbụgo tariffs […]

Onye isi mba South Korea bu President Lee Jae-myung enyela ndị nchekwa ntụziaka ka ha wepusia igwe okwu eji agbasa ozi dịgasị n’oke ala ha na mba North Korea iji belata okwu n’eko achicha n’etiti mba abụọ ahụ. Ọnụ na ekwuchitere ndị nchekwa South Korea’s Defence Ministry bu Lee Kyung-ho, mere ka nkea puta ihe […]

Ụlọ ọrụ National Drug Law Enforcement Agency NDLEA anwuchiela mmadụ atọ bu ndi na eji ọgba tumtum ezigara ndị mmadụ ihe ha zụrụ nke amakariri dịka dispatch riders kwere maka na ha na eji ọgba tumtum ha na ekesa ọgwụ ike na Federal Capital Territory FCT Abuja bu ịsị obodo Nigeria. Nkea putara ihe site […]

Ndị uweojii ala anyị ngalaba nke Police Service Commission PSC akagbola ozi ahụ n’efeghari n’uwa ozi banyere na ndi uweojii amalitela iwe ndị mmadụ n’ọrụ Nigeria Police Force nke afọ a bu 2025, ebe ha kọwara ozi ahụ dịka okwu ụgha nakwa nke na edughie ụzọ. N’ozi pụtara ihe site n’ọnu na ekwuchitara ndị uweojii […]

Ụlọ ọrụ Anambra State Board of Internal Revenue na njikọ aka ụlọ ọrụ State Anti-Touting Agency, anwuchiela ma kpọpu n’ụlọ ikpe ụfọdụ ndị ahụ na anakọta ego n’ụzọ iwu na akwadoghi dika mbọ ha na agba iji kpochapụ ndị omekome bu ndi na egosi onwe ha dika ndị na anara government ego na State ahụ. […]

Govt Abia state enyela ndi Eze odinala, ndi president general nakwa ndi ndu ime Obodo na state ahu iwu ,ka ha huta ebe nlekota aru Ike akporo primary health care centres nakwa ulo olu aru Ike ndi ozo di na gburu gburu ha dika nke onwe ha. Obu nwa amadi ahu ji okwa commissioner n’ […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited