Ebugala ozu Pope Francis n’ ulo uka St Peter’s Basilica maka ohaneze ihu ya anya ikpe azu

Written by on April 23, 2025

Eburula ozu Pope Francis site n’ ebe obibi ya Dina Vatican ga n’ ogige ulo uka St Peter’s Basilica bu ebe uwa nile ga ano ruolo ya uju onwu.

Ahutakwara igwe mmadu bu ndi sonyere na njem ahu ebe ha n’ aku aka dika ebu ozu yabu onye isi nchu aja na nzuko nso catholic n’ abanye na St Peter’s square.

N’ebe ahu ka aga enye ohaneze ohere iga Hu ya anya ikpe azu dika aga emepe akpati ozu ya malite n’ elekere iri nke ututu tata.

Iga echeta na onu n’ ubochi Monday ka Pope nwuru, ebe aga eli ozu ya ubochi Saturday dika ndi ndu sitere mbuwa ga esonyere kwenyere ya ugwu ikpe azu.


Discover more from Owelle FM

Subscribe to get the latest posts sent to your email.


Reader's opinions

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *



Current track

Title

Artist

Discover more from Owelle FM

Subscribe now to keep reading and get access to the full archive.

Continue reading

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited