Egosipụtala Ọhaneze ili ebe e liri Pope Francis lagoro mmụọ n’ogige Santa Maria Maggiore nke dina Rome na mba Italy.

Written by on April 28, 2025

Egosipụtala Ọhaneze ili ebe e liri Pope Francis lagoro mmụọ n’ogige

N’ebe ahụ ka ahụrụ otu okooko bụ flower ka ọ dịdobere aha nke ejiri mara nwa amadi ahụ n’oge ọ nọ ndụ yana otu ọkụ nke na amuke amuke.

Pope Francis ka e liri n’ụbọchị ụka gara aga n’isi ọchịchị nke mba Italy.

Puku puru puku ndị mmadụ sitere na mba ụwa abụrụla ndị gara na ya bụ ogige ịga kwanyere nnukwute onye ụkọ Chukwu ahụ ugwu ikpeazụ ozugbo e mepere ya bụ ili nke eji oke nkume mechie ụnyaahụ bụ ụka.

Pope Francis nwụrụ n’ụbọchị Easter Monday ka ọ gbachara afọ iri asatọ na asatọ a mụrụ ya.


Discover more from Owelle FM

Subscribe to get the latest posts sent to your email.


Reader's opinions

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *



Current track

Title

Artist

Discover more from Owelle FM

Subscribe now to keep reading and get access to the full archive.

Continue reading

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited