Lt Gen Herzi Halevi na-apụ apụ ugbua dịka ọchịagha nke ụsụụ ndị agha Israeli Army ga azọpụ njem ya taa gaa na mba United States.

Written by on February 17, 2025

Onye jibu ọkwa onyeisi oche nke ndị agha na mba Israel na-apụ apụ nọkwa ọrụ ya ka ọ dị ugbu a bụ Lieutenant General Herzi Halevi ga azọpụ njem ya gaa na mba United States maka ozi dị mkpa malite taa bụ abalị iri na asaa ruo n’abalị iri abụọ nke ọnwa Febrụwarị.

Ọ bụ ndị agha mba Israel mere ka nkea pụta ihe ụnyaahụ bụ ụka.

Gen Halevi bụ onye ga aritu nọkwa ọrụ ya n’abalị isii nke ọnwa March ga anọrọ n’oge njem zụta ndị ọkwá ha kacha gbagote na ndị agha mba United States iji kpaa etu ndị agha nke mba abụọ ahụ ga-esi na-arụko ọrụ ọnụ yana ọtụtụ ihe ndị ọzọ..

 


Discover more from Owelle FM

Subscribe to get the latest posts sent to your email.


Reader's opinions

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *



Current track

Title

Artist

Discover more from Owelle FM

Subscribe now to keep reading and get access to the full archive.

Continue reading

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited